Nkọwa okwu logo
Beta

lụ̀

Wordlụ̀
Definitions

Active verb

1.fight; strive

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ lụrụ ya.

Ọ lụrụ ya.

She survived (by striving) it.

Ha na-alụ ọgụ mgbe m hụrụ ha.

Ha na-alụ ọgụ mgbe m hụrụ ha.

They were fighting when i saw them.

Ndị enyi m lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

Ndị enyi m lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

My friends fought in school.

Ha na-alụ ọgụ.

Ha na-alụ ọgụ.

They are fighting.

Di na nwunye a na-alụ ọgụ oge niile.

Di na nwunye a na-alụ ọgụ oge niile.

This couple fight all the time.

Ị lụọ ọgụ, a pịa gị ụtarị.

Ị lụọ ọgụ, a pịa gị ụtarị.

If you fight, you'll be flogged.

Onye lụrụ ọgụ?

Onye lụrụ ọgụ?

Who fought?

A chụrụ ndị lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

A chụrụ ndị lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.

The people that fought were expelled.

lụ

Wordlụ
Definitions

Active verb

1.join in marriage; marry

Variationsnù
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Lụọ onye ọ ga-adabara gị na ya.

Lụọ onye ọ ga-adabara gị na ya.

Marry who you will be compatible with.

Achọrọ m ịlụ onye ghọtara ebe m ji ndụ m na-eje.

Achọrọ m ịlụ onye ghọtara ebe m ji ndụ m na-eje.

I want to marry someone who understands where I am going with my life.

Ha na-alụ di na nwunye ugbua.

Ha na-alụ di na nwunye ugbua.

They are getting married now.

Aga m alụ ya ma ọ jụọ m.

Aga m alụ ya ma ọ jụọ m.

I will marry him if he asks me.

Ada lụ̀rụ̀ Enyinna mgbè ọ dị afọ iri abùo n' ìse.

Ada lụ̀rụ̀ Enyinna mgbè ọ dị afọ iri abùo n' ìse.

Ada married Enyinna when she was twenty five years old.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.