Currently not paying for premium. Ad will show here.
kpá ámü
kpa amụ̄
Word | kpa amụ̄ |
Definitions | Active verb 乱志 1.cause amusement; amuse |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kaba ahụ kpaa ha amụ.
Try and amuse them.
O ji ahụhụ ya mere ihe ịkpa amụ.
He used his suffering as a form of amusement.
Ejije a ga-akpa unu amụ.
This movie will make you laugh.
Ọ na-akpa mmadụ amụ.
He amuses people.
Okwu i kwuru kpara m amụ.
What you said amused me.
Ọ chọghị ihe na-akpa amụ.
He does not want any amusing thing.
Currently not paying for premium. Ad will show here.