küjí
kụji
Word | kụji |
Definitions | Active verb 正折 1.break something, especially in the form of a shaft or stick, by hitting it; 2.hit the limbs on something such that it hurts so much or restricts its efficiency |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kụjie ihe a.
Kụjie ihe a.
Break this thing.
Akụjiri m ụkwụ n'imụụlọ maka ọ gbara ọchịchịrị.
Akụjiri m ụkwụ n'imụụlọ maka ọ gbara ọchịchịrị.
I broke my leg in the room because it was dark.
Aga m akụji oche ahụ.
Aga m akụji oche ahụ.
I will break break that chair.
Emeka kụjiri nkịta onye agbataobi ya ụkwụ.
Emeka kụjiri nkịta onye agbataobi ya ụkwụ.
Emeka broke the leg of his neighbor's dog.
Wepụ nke kụjiri akụji.
Wepụ nke kụjiri akụji.
Remove the broken one.
Ọ kụjiri ya n'ụtụtụ.
Ọ kụjiri ya n'ụtụtụ.
He broke it in the morning.
Igwe a kụjiri akụji.
Igwe a kụjiri akụji.
This iron is broken.
Aga m akụji ya.
Aga m akụji ya.
I will break it.
Ha ga-akụji ya.
Ha ga-akụji ya.
They will break it.