ghǫrï
ghọ̀rị
Word | ghọ̀rị |
Definitions | Active verb 1.make someone believe something untrue; trick; deceive |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ghọrịrị m oge mbụ m gara ahịa ahụ.
Ha ghọrịrị m oge mbụ m gara ahịa ahụ.
I was tricked the first time I went to that market.
Hapụ ya, ọ na-aghọrị onwe ya.
Hapụ ya, ọ na-aghọrị onwe ya.
Leave him, he is deceiving himself.
Ị chọrọ ị ghọrị m?
Ị chọrọ ị ghọrị m?
Do you want to deceive me?
N'ezie, ịghọrị mmadụ dị njọ.
N'ezie, ịghọrị mmadụ dị njọ.
In truth, to deceive someone is evil.
Ọ na-achọkarị ịghọrị ndị ọzọ.
Ọ na-achọkarị ịghọrị ndị ọzọ.
He would always want to deceive others.
Ọ na-aghọrị onwe ya
Ọ na-aghọrị onwe ya
She is deceiving herself.
Onye aghọrịrị bụ onye e miriri.
Onye aghọrịrị bụ onye e miriri.
The person that was tricked is the person that was conquered.