gbá ösö
gba ọsọ
Word | gba ọsọ |
Definitions | Active verb 互夏 1.run |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịgba ọsọ.
Achọrọ m ịgba ọsọ.
I want to run.
Gbaa ọsọ bịa!
Gbaa ọsọ bịa!
Run come
Gịnị mere ị ji agba ọsọ?
Gịnị mere ị ji agba ọsọ?
Why are you running?
Ahụrụ m ya ka ọ na-agba ọsọ.
Ahụrụ m ya ka ọ na-agba ọsọ.
I saw her as she was running.
Mary Onyealị na-agba ọsọ.
Mary Onyealị na-agba ọsọ.
Mary Onyeali runs.
Gbaa ọsọ ma ị hụ ya.
Gbaa ọsọ ma ị hụ ya.
Run when you see him.
Ọ gbara ọsọ oge ndị uwe ojii batara.
Ọ gbara ọsọ oge ndị uwe ojii batara.
He ran when the police entered.
Jide ya, ọ ga-agba ọsọ.
Jide ya, ọ ga-agba ọsọ.
Hold him, he will run.
Onye bụ onye ahụ na-agba ọsọ?
Onye bụ onye ahụ na-agba ọsọ?
Who is that running?