cháké
chake
Word | chake |
Definitions | Active verb 1.brighten; spark; shine; glow |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọkụ ahụ chakere nke ọma.
Ọkụ ahụ chakere nke ọma.
The light brightened very well.
Ọkụ ya na-achọ ịchake.
Ọkụ ya na-achọ ịchake.
His light is about to brighten.
Ugo gbuzuo, ọ chakee.
Ugo gbuzuo, ọ chakee.
When the Eagle reaches its maturity stage, it brightens.
Ọla o yi chakere ugbu a.
Ọla o yi chakere ugbu a.
The jewelry she is wearing brightened now.
Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?
Ebee ka ị nọ mgbe ọkụ a chakere?
Where were you when this light sparked?
Ọ chakebeghi.
Ọ chakebeghi.
It has not shined
O kweghị achake.
O kweghị achake.
It refused to glow.
Ọ na-acheke achake.
Ọ na-acheke achake.
It is glowing.
Anyanwụ na-achake n'ehihie.
Anyanwụ na-achake n'ehihie.
The sun will brighten in the afternoon.
Kpakpando a ka ga-achake.
Kpakpando a ka ga-achake.
This star will still brighten.