lá ázü
la āzụ̄
Word | la āzụ̄ |
Definitions | Active verb 机暇 1.go backwards or back; lag; withdraw 2.(fig) have a rethink; dawdle |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọlụ m#nà-àna āzụ
Ọlụ m#nà-àna āzụ
My work is lagging
Ụgbọala ahụ na-ala azụ.
Ụgbọala ahụ na-ala azụ.
That vehicle is moving backwards.
Ọlụ m na-ana azụ
Ọlụ m na-ana azụ
My work is lagging
Biko, onye alala azụ na-mkpebi a.
Biko, onye alala azụ na-mkpebi a.
Please, let no one have a rethink on this agreement.
Ụgbọala ahụ na-ala azụ.
Ụgbọala ahụ na-ala azụ.
That vehicle is moving backwards.
Ebule laa azụ, ọ bịa ọgụ. (Proverb)
Ebule laa azụ, ọ bịa ọgụ. (Proverb)
When the ram moves backwards, it comes for a fight.
Ị ga-ala azụ tupu ị hụ ya.
Ị ga-ala azụ tupu ị hụ ya.
You will go back before you can see it.
Ndụka lara azụ n'ihe anyị kpara.
Ndụka lara azụ n'ihe anyị kpara.
Nduka withdrew from our plan.