èsèmòókwú
èsèmòokwu
Word | èsèmòokwu |
Definitions | Noun 価依 1.quarrel; rift; squabble; conflict |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gịnị kpatara esemookwu Naịjirịa na Biafara?
Gịnị kpatara esemookwu Naịjirịa na Biafara?
What caused the Nigeria and Biafra rift?
Esemookwu ahụ enweghị isi.
Esemookwu ahụ enweghị isi.
That quarrel is meaningless.
Esemookwu dị n'etiti ha ebiela.
Esemookwu dị n'etiti ha ebiela.
The rift between them has ended.
Esèmòokwu adịghị mma.
Esèmòokwu adịghị mma.
Rift is not good.
Achọghị m ka anyị nwee esemookwu.
Achọghị m ka anyị nwee esemookwu.
I don't want us to have a rift.
Esemookwu dị n'ọtụtụ ezinụlọ.
Esemookwu dị n'ọtụtụ ezinụlọ.
There is conflict in many families.
Kedụ onye doziri esemookwu ahụ?
Kedụ onye doziri esemookwu ahụ?
Who resolved that conflict?
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ maka esemookwu ahụ.
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ maka esemookwu ahụ.
So many people died because of that conflict.
Esemookwu dị n'etiti ha.
Esemookwu dị n'etiti ha.
The is rift between them.
sè ókwú
sè okwu
Word | sè okwu |
Definitions | Active verb 価依 1.not be in good terms; have a rift 2.quarrel; lock horns; be at loggerheads |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Obodo abụọ ahụ na-ese okwu.
Obodo abụọ ahụ na-ese okwu.
Those two countries are not in good terms.
Ha sere okwu na nzukọ ahụ.
Ha sere okwu na nzukọ ahụ.
They only quarreled in that meeting.
Ise okwu adịghị mma.
Ise okwu adịghị mma.
Quarreling is not good.
Obere oge, ha ga-ese okwu.
Obere oge, ha ga-ese okwu.
Soon they will quarrel.
Ise okwu bụ njọ.
Ise okwu bụ njọ.
Quarrelling is a sin.
Ha na-ese okwu.
Ha na-ese okwu.
They are quarrelling.
Okoye na nwunye ya na-ese okwu oge ọbụla.
Okoye na nwunye ya na-ese okwu oge ọbụla.
Okoye and his wife quarrels all the time.
Ha na-ese okwu.
Ha na-ese okwu.
They are quarrelling.
Ha sere okwu na nzukọ ahụ.
Ha sere okwu na nzukọ ahụ.
They only quarreled in that meeting.
Ise okwu adịghị mma.
Ise okwu adịghị mma.
Quarreling is not good.
Obere oge, ha ga-ese okwu.
Obere oge, ha ga-ese okwu.
Soon they will quarrel.
Ise okwu bụ njọ.
Ise okwu bụ njọ.
Quarrelling is a sin.
Obodo abụọ ahụ na-ese okwu.
Obodo abụọ ahụ na-ese okwu.
Those two countries are not in good terms.