Nkọwa okwu logo
Beta

töpų

tọpụ̀

Wordtọpụ̀
Definitions

Active verb

1.release; untie; loose; absolve; release from bondage, fetters

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị chọrọ ịtọpụ ya.

Anyị chọrọ ịtọpụ ya.

We want to release him.

Gaa, tọpụ ya.

Gaa, tọpụ ya.

Go and release she.

A tọpụrụ ya n'agbụ nke njọ.

A tọpụrụ ya n'agbụ nke njọ.

He was released from the bondage of sin.

Ada na-atọpụ isi o kere ụnyaahụ.

Ada na-atọpụ isi o kere ụnyaahụ.

Ada is loosening the hair she plaited yesterday.

Onye tọpụrụ ya?

Onye tọpụrụ ya?

Who released him?

Atọpụrụ m ewu ahụ n'agbụ.

Atọpụrụ m ewu ahụ n'agbụ.

I released the goat from the rope.

Ka anyị tọpụ ya.

Ka anyị tọpụ ya.

Let us release him.

Tọpụ m ka m nwere onwe m.

Tọpụ m ka m nwere onwe m.

Release me so that I will be free.

Agbụ a ekweghị atọpụ.

Agbụ a ekweghị atọpụ.

This rope refused to untie.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.