Nkọwa okwu logo
Beta

nụ

Wordnụ
Definitions

Active verb

1.hear; taste; feel (skin); smell; sense something with four of the five sense organs

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Soludo nụrụ ihe anyị kwuru.

Soludo nụrụ ihe anyị kwuru.

Soludo heard what we said.

ñü

ṅụ

Wordṅụ
Definitions

Active verb

1.drink; consume a liquid, especially through the mouth

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m eje ịṅụ mmiri.

Ana m eje ịṅụ mmiri.

I am going to drink water.

Nwa ya na-aṅụ mmiriara ehi.

Nwa ya na-aṅụ mmiriara ehi.

Her child drinks cow milk.

Aṅụrụ m mmanya dị iche iche na mmemme ahụ.

Aṅụrụ m mmanya dị iche iche na mmemme ahụ.

I drank different types of wine in that ceremony.

Ọ chọghị ịṅụ ọgwụ ya.

Ọ chọghị ịṅụ ọgwụ ya.

She doesn't want to take her drugs.

Ṅụọ mmiri a.

Ṅụọ mmiri a.

Drink this water.

Anyị ga-aṅụ mmanya echi.

Anyị ga-aṅụ mmanya echi.

We will drink wine tomorrow.

Onye ṅụrụ mmanya m dobere ebe a?

Onye ṅụrụ mmanya m dobere ebe a?

Who drank the wine that i left here?

Ị chọrọ ịṅụ mmanya gị ugbua?

Ị chọrọ ịṅụ mmanya gị ugbua?

Do you want to drink your wine now?

Nwoke a na-aṅụ mmanya oge niile.

Nwoke a na-aṅụ mmanya oge niile.

This man drinks wine everytime.

ñų

ṅụ̀

Wordṅụ̀
Definitions

Active verb

1.to rejoice

2.to show warmth or embrace warmly

3.to thank someone

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ

Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ

He rejoiced that they have won.

Ọ na-aṅụ nne ya mgbe ihe ahụ mere.

Ọ na-aṅụ nne ya mgbe ihe ahụ mere.

She was giving her mum a warm embrace when the incident happened.

Achọrọ m ịṅụ ọṅụ.

Achọrọ m ịṅụ ọṅụ.

I want to rejoice.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.