lötá
lọta
Word | lọta |
Definitions | Active verb 1.return (home); come back |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị hụrụ ya mgbe anyị na-alọta.
Anyị hụrụ ya mgbe anyị na-alọta.
We saw him when we were coming back.
Nwaanyị laa, nnwa gị ga-alọta echi.
Nwaanyị laa, nnwa gị ga-alọta echi.
Go home woman, your child will return tomorrow.
Onye bụ onye ahụ lọtara n'abalị?
Onye bụ onye ahụ lọtara n'abalị?
Who was the person that returned last night?
Lọta, ihe adịwo mma!
Lọta, ihe adịwo mma!
Retrun, things are fine.
Kedụ mgbe ọ ga-amasị gị ịlọta?
Kedụ mgbe ọ ga-amasị gị ịlọta?
When would you like to return?
Ị lọta, i sie nri.
Ị lọta, i sie nri.
If you return, you cook.
Ọchị juru ya ihu mgbe ọ na-alọta.
Ọchị juru ya ihu mgbe ọ na-alọta.
His face was filled with smile as he returned home.
Nwunye ya lọtara n'abalị ụnyaahụ.
Nwunye ya lọtara n'abalị ụnyaahụ.
His wife returned yesterday night.
Kedu mgbe ọ lọtara?
Kedu mgbe ọ lọtara?
When did he return?
Nna m na-alọta n'oge.
Nna m na-alọta n'oge.
My father returns early.
lö(tá)
lọ(ta)
Word | lọ(ta) |
Definitions | Active verb 鐘 1.come home |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ogbonne gwara m na ọ ga-alọ taata.
Ogbonne gwara m na ọ ga-alọ taata.
Ogbonne told me that she will come back today.
Anyị ga-ahụ ma m lọta.
Anyị ga-ahụ ma m lọta.
We shall see when I come back.
A chọrọ m ịlọta echi.
A chọrọ m ịlọta echi.
I will come back tomorrow.
Lọta ngwangwa.
Lọta ngwangwa.
Come back quickly.
Olee mgbe nne gị lọtara?
Olee mgbe nne gị lọtara?
When did your mother return?
Ọ bụ n'ụtụtụ ka anyị ga-alọta.
Ọ bụ n'ụtụtụ ka anyị ga-alọta.
It is in the morning that we will return.
Ọ bụrụ na ị lọta, mee ka m mara.
Ọ bụrụ na ị lọta, mee ka m mara.
When you return, let me know.
I nwere ike ịlọta taa?
I nwere ike ịlọta taa?
Can you return today?
Ọ na-alọta ugbu a.
Ọ na-alọta ugbu a.
She is coming back now.
Kedụ mgbe ị ga-alọta?
Kedụ mgbe ị ga-alọta?
When will you come back?