Nkọwa okwu logo
Beta

ǹsï

ǹsị

Wordǹsị
Definitions

Noun

寏隙

1.faeces; dung

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe a bụ nsị ehi.

Ihe a bụ nsị ehi.

This is cow dung.

Ekene chọrọ ịnyụ nsị.

Ekene chọrọ ịnyụ nsị.

Ekene wants to defecate.

Ha wụrụ nsi ezi n'ugbo ha.

Ha wụrụ nsi ezi n'ugbo ha.

They poured pig faeces on their farmland.

Ana m anụ isi nsị.

Ana m anụ isi nsị.

I can perceive the smell of faeces.

Nsi ewu juru n'ezi ha.

Nsi ewu juru n'ezi ha.

Goat faeces is much in their compound.

Ahụrụ nsi oke n'ime akpa ahụ.

Ahụrụ nsi oke n'ime akpa ahụ.

I saw rat faeces inside that bag

Ụfọdụ nkịta na-eri nsi.

Ụfọdụ nkịta na-eri nsi.

Some dogs eat faeces

ǫtųmǫkpǫ

ọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀

Wordọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀
Definitions

Noun

1.juju; charm; any object infused with magical power or has magical power

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.

Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.

His juju did not protect him.

A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".

A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".

God is called "The charm of the saints".

Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.

Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.

What he is wearing on his neck is juju.

E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.

E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.

Mr. Ụzọnna was killed with juju.

Ọtụmọkpọ ya gburu ya.

Ọtụmọkpọ ya gburu ya.

His juju killed him.

Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.

Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.

We saw juju.

O ji ọtụmọkpọ.

O ji ọtụmọkpọ.

She has juju.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.