èsèmòókwú
èsèmòokwu
| Word | èsèmòokwu |
| Definitions | Noun 価依 1.quarrel; rift; squabble; conflict |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Gịnị kpatara esemookwu Naịjirịa na Biafara?
Gịnị kpatara esemookwu Naịjirịa na Biafara?
What caused the Nigeria and Biafra rift?
Esemookwu ahụ enweghị isi.
Esemookwu ahụ enweghị isi.
That quarrel is meaningless.
Esemookwu dị n'etiti ha ebiela.
Esemookwu dị n'etiti ha ebiela.
The rift between them has ended.
Esèmòokwu adịghị mma.
Esèmòokwu adịghị mma.
Rift is not good.
Achọghị m ka anyị nwee esemookwu.
Achọghị m ka anyị nwee esemookwu.
I don't want us to have a rift.
Esemookwu dị n'ọtụtụ ezinụlọ.
Esemookwu dị n'ọtụtụ ezinụlọ.
There is conflict in many families.
Kedụ onye doziri esemookwu ahụ?
Kedụ onye doziri esemookwu ahụ?
Who resolved that conflict?
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ maka esemookwu ahụ.
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ maka esemookwu ahụ.
So many people died because of that conflict.
Esemookwu dị n'etiti ha.
Esemookwu dị n'etiti ha.
The is rift between them.