ǹkè
ǹkè
Word | ǹkè |
Definitions | Noun 外 1.of; which; one (pronoun) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m nke m ga-eso.
Amaghị m nke m ga-eso.
I don't know which one to follow.
Kedụ nke ị ga-enye m?
Kedụ nke ị ga-enye m?
Which one will you give me?
Nke ya dị mma.
Nke ya dị mma.
Her own is good.
Nye m nke m.
Nye m nke m.
Give me my own.
Kedụ mgbe nke ahụ mere?
Kedụ mgbe nke ahụ mere?
When did that one happen?
Nke ahụ bụ nke m.
Nke ahụ bụ nke m.
That one is mine.
Nke m bụ nke m.
Nke m bụ nke m.
Mine is mine/My own is my own..
Nke anyị bụ nke anyị
Nke anyị bụ nke anyị
Ours is ours/Our own is our own.
ǹké á
ǹke ā
Word | ǹke ā |
Definitions | Noun 1.this (one) |
Variations | ǹkaà |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nwa nke a amaghị ihe.
Nwa nke a amaghị ihe.
This child is not wise.
Akwa nke a iyi adịghi ọcha.
Akwa nke a iyi adịghi ọcha.
This cloth you are wearing is not clean.
Ụlọ m bụ nke a.
Ụlọ m bụ nke a.
My house is this.
Ọ bụ nke a bụ nke gị?
Ọ bụ nke a bụ nke gị?
Is this one yours?
Nke a ka o ji bịa.
Nke a ka o ji bịa.
He came with this one.
Ọ nọ n'agbata nke a na nke a.
Ọ nọ n'agbata nke a na nke a.
Its between this one and this one.