Nkọwa okwu logo
Beta

ñá

ṅā

Wordṅā
Definitions

Active verb

1.place something in low heat, especially for preservation

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ na-aṅa azụ n'anwụ ka o nwee ike wegara ya nwa ya nwaanyị bi na Jamịnị.

Ọ na-aṅa azụ n'anwụ ka o nwee ike wegara ya nwa ya nwaanyị bi na Jamịnị.

She is drying fish under the sun so that she can take it to her daughter in Germany.

ébé

ebe

Wordebe
Definitions

Noun

1.a particular location; place

Adverb

1.where; whereabout; situation; location; here

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aga m eje ebe ọ nọ.

Aga m eje ebe ọ nọ.

I will go where he is.

Chọọ ebe ọzọ.

Chọọ ebe ọzọ.

Look for another place.

E jidere ya ebe ọ na-ezu ohi.

E jidere ya ebe ọ na-ezu ohi.

He was caught at the place he was stealing.

Ebe o bi tere aka.

Ebe o bi tere aka.

Where she lives is far.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.

I saw him where he was drinking.

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Ebe onye dara ka chi ya kwaturu ya

Where a person falls, is where his god pushed him down.

Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.

Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.

I do not know where Dan Anyiam stadium is in Owerri.

Ị maghị ebe m si abịa.

Ị maghị ebe m si abịa.

You do not know where I am coming from.

Nne ya anọghị ebe a.

Nne ya anọghị ebe a.

Her mother is not here.

Ọ bịara ebe m na-agụ akwụkwọ.

Ọ bịara ebe m na-agụ akwụkwọ.

He came while I was reading.

Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.

Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.

He picked it from here he lost it.

Nne ya anọghị ebe a.

Nne ya anọghị ebe a.

Her mother is not here.

Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.

Amaghị m ebe ameegwuregwu Dan Anyịam dị n'Owere.

I do not know where Dan Anyiam stadium is in Owerri.

Ebe ahụ adịghị mma.

Ebe ahụ adịghị mma.

That place is not good.

Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.

Ọ tụtụtara ya ebe o tufuru ya.

He picked it from where he lost it.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.

Ahụrụ m ya ebe ọ na-aṅụ mmanya.

I saw him where he was drinking.

Amaghị m ebe Ada si bịa.

Amaghị m ebe Ada si bịa.

I don't know where Ada came from.

Kedu ebe bụ ebe a?

Kedu ebe bụ ebe a?

Where is this place?

Ebe ọ nọ adịghị mma.

Ebe ọ nọ adịghị mma.

Where he is , is not good.

O jekwuru ya ebe ọ nọ.

O jekwuru ya ebe ọ nọ.

He met him where he was.

gè

Wordgè
Definitions

Active verb

1.listen; give hearing attention

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka gere ihe m kwuru.

Emeka gere ihe m kwuru.

Emeka listened to what I said.

Ha na-ege m ntị oge m na-agụ egwu.

Ha na-ege m ntị oge m na-agụ egwu.

They were listening to me when I was singing.

Ige okwu Chineke na-enye m obi aṅụrị.

Ige okwu Chineke na-enye m obi aṅụrị.

Listening to the word of God gives me joy.

Gee ntị nke ọma.

Gee ntị nke ọma.

Listen very well.

Ọ naghị ege ntị

Ọ naghị ege ntị

He is not listening.

Gee nna gị ntị.

Gee nna gị ntị.

Listen to your father.

Ọ dị mkpa ige ntị.

Ọ dị mkpa ige ntị.

It is important to listen.

Onye na-ege ntị na-amụta ihe.

Onye na-ege ntị na-amụta ihe.

One who listens, learns.

I gere akụkọ ụwa taata?

I gere akụkọ ụwa taata?

Didi you listen to the news today?

lá

la

Wordla
Definitions

Active verb

1.go home

2.(of a sickness) go away

3.(figurative) be dead; be no longer in vogue

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ lara ụlọ maka isi na-awa ya.

Ọ lara ụlọ maka isi na-awa ya.

He went home because his head was aching.

Egwu ahụ lara kamgbe afọ ise gara aga.

Egwu ahụ lara kamgbe afọ ise gara aga.

That song stopped being in vogue since five years ago.

Ụgụrụ nke afọ a lara n'oge.

Ụgụrụ nke afọ a lara n'oge.

The harmattan of this year stopped early.

Ya bụ ụkwara na-ala nwayọnwayọ.

Ya bụ ụkwara na-ala nwayọnwayọ.

The cough is going away slowly.

Anyị achọghị ịla echi.

Anyị achọghị ịla echi.

We do not want to go (home) tomorrow.

Anyị ga-ala ozugbo.

Anyị ga-ala ozugbo.

We will go (home) immediately.

Ụgbaala ahụ lara ọsịịsọ.

Ụgbaala ahụ lara ọsịịsọ.

That vehicle went out of vogue quickly.

Ọ na-ala mgbe ọ chọrọ.

Ọ na-ala mgbe ọ chọrọ.

It goes away when it wants.

Ọnyịa a ekweghị ala.

Ọnyịa a ekweghị ala.

This wound has refused to go.

Laa taa.

Laa taa.

Go (home) today.

ná

na

Wordna
Definitions

Active verb

1.ask to be given; request

2.collect from someone

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A nara anyị ego tupu anyị abanye.

A nara anyị ego tupu anyị abanye.

Money was collected from us before we entered.

Gịnị ka ọ na-ana gị?

Gịnị ka ọ na-ana gị?

What is he asking from you?

Ịna ego adịghị mma.

Ịna ego adịghị mma.

Collecting money is not good.

-ré

-re

Word-re
Definitions

Extensional suffix

1.for or in favor of (used when the verb ends with 'e')

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Biko, meere m ya ugbua.

Biko, meere m ya ugbua.

Please, do it for me now.

Ana m emere ya ya ugbua.

Ana m emere ya ya ugbua.

I am doing it for him now.

O meere m ya ụnyaahụ.

O meere m ya ụnyaahụ.

He did it for me yesterday.

Ada ga-azụtara m ekwentị.

Ada ga-azụtara m ekwentị.

Ada will buy me a phone.

nà

Wordnà
Definitions

Preposition

1.in, on, at; to(optional); is(before a continuous verb)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ego anọghị n'akpa m.

Ego anọghị n'akpa m.

There is no money in my bag.

Ana m aga n'ụlọ Ndụka.

Ana m aga n'ụlọ Ndụka.

I am going to Nduka's house.

Ọ na-agba ọsọ.

Ọ na-agba ọsọ.

He is running.

Ọ nọ n'ime ụlọ

Ọ nọ n'ime ụlọ

He is inside the house.

ǹkè

ǹkè

Wordǹkè
Definitions

Noun

1.of; which; one (pronoun)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amaghị m nke m ga-eso.

Amaghị m nke m ga-eso.

I don't know which one to follow.

Kedụ nke ị ga-enye m?

Kedụ nke ị ga-enye m?

Which one will you give me?

Nke ya dị mma.

Nke ya dị mma.

Her own is good.

Nye m nke m.

Nye m nke m.

Give me my own.

Kedụ mgbe nke ahụ mere?

Kedụ mgbe nke ahụ mere?

When did that one happen?

Nke ahụ bụ nke m.

Nke ahụ bụ nke m.

That one is mine.

Nke m bụ nke m.

Nke m bụ nke m.

Mine is mine/My own is my own..

Nke anyị bụ nke anyị

Nke anyị bụ nke anyị

Ours is ours/Our own is our own.

ńnà

nnà

Wordnnà
Definitions

Noun

1.father

Variationsna
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna ya na-ere ahịa.

Nna ya na-ere ahịa.

Her father is a trader.

Ndị uweojii jidere nna ya n'ụzọ.

Ndị uweojii jidere nna ya n'ụzọ.

Police officers arrested his father on the way.

Nwata ahụ na nna ya so eje ọrụ.

Nwata ahụ na nna ya so eje ọrụ.

The child and his father go together to work.

Nna ya alụọla nwaanyị ozo.

Nna ya alụọla nwaanyị ozo.

His father has married another woman.

ótù

otù

Wordotù
Definitions

Number

1.one

2.the same; united

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.

Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.

Catholics believe in the Holy Trinity.

Obi unu kwesịrị ịbụ otu.

Obi unu kwesịrị ịbụ otu.

Your hearts should be united.

O nyere m otu akwụkwọ.

O nyere m otu akwụkwọ.

She gave me one book.

Ọrụ ha bụ otu.

Ọrụ ha bụ otu.

Their function is the same.

Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.

Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.

Only one person was present at our gathering

Otu nwaanyị bịara ebe a

Otu nwaanyị bịara ebe a

One woman came here

Nye m otu akwụkwọ.

Nye m otu akwụkwọ.

Give me one book.

Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.

Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.

One of these oranges is spoilt.

Ọ fọdụrụ naanị otu onye.

Ọ fọdụrụ naanị otu onye.

It remains only one person.

Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.

Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.

Ngwa people call one 'nnaa'

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.