Nkọwa okwu logo
Beta

myátǫ önú

myatọ̀ ọnū

Wordmyatọ̀ ọnū
Definitions

Noun

1.vulgar speech; nonsense talk;

2.reckless talk

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Myatọ ọnụ bụ ihe onye nzuzu na-eme.

Myatọ ọnụ bụ ihe onye nzuzu na-eme.

Reckless talk is what the fool does.

Onye bụ onye myatọ ọnụ a?

Onye bụ onye myatọ ọnụ a?

Who is this a reckless talker?

Achọghị m myatọ ọnụ gị.

Achọghị m myatọ ọnụ gị.

I do not want your reckless talk.

Myatọ ọnụ ya karịrị.

Myatọ ọnụ ya karịrị.

Her reckless talk is too much.

Myatọ ọnụ na iberibe bụ akaọrụ gị.

Myatọ ọnụ na iberibe bụ akaọrụ gị.

Vulgar speech and nonsense acts are your handiwork.

Ha bụ ndị myatọ ọnụ.

Ha bụ ndị myatọ ọnụ.

They are reckless talkers.

Myatọ ọnụ ya enweghị atụ.

Myatọ ọnụ ya enweghị atụ.

His vulgar speech is incomparable.

Naanị okwu myatọ ọnụ bụ ụdị ihe na-amasị ya.

Naanị okwu myatọ ọnụ bụ ụdị ihe na-amasị ya.

It is only nonsense talks that interests him.

Onye myatọ ọnụ abịala

Onye myatọ ọnụ abịala

A nonsense talker has arrived.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.