ṃfé
m̀fe
Word | m̀fe |
Definitions | Nominal Modifier 慨 1.light (in weight), easy Adjective 1.lightness; ease |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ajụjụ a jụrụ n'ule dịịrị m mfe.
Ajụjụ a jụrụ n'ule dịịrị m mfe.
The exam questions were easy for me.
Akpa ahụ dị mfe, ọ dịghị arọ.
Akpa ahụ dị mfe, ọ dịghị arọ.
The bag is light, it is not heavy.
Ọ bụ ọ dị mfe anyị arọ
Ọ bụ ọ dị mfe anyị arọ
He is light but heavy
Ajụjụ a jụrụ n'ule dị mfe.
Ajụjụ a jụrụ n'ule dị mfe.
The questions asked in the exam is easy.
Onye chee na ọ dị mfe, ya jee mee.
Onye chee na ọ dị mfe, ya jee mee.
Anyone that thinks its easy should go and do.
Akpa a dị m̀fe.
Akpa a dị m̀fe.
This bag is light.
Echebu m na njem a ga-adị mfe.
Echebu m na njem a ga-adị mfe.
I thought that this journey will be an easy one.
O nweghị nke dị mfe.
O nweghị nke dị mfe.
There is nothing easy.
E chebu m na ije mba ofesi dị mfe.
E chebu m na ije mba ofesi dị mfe.
I thought travelling overseas is easy.
Ịkpata ego adịghị mfe ugbu a.
Ịkpata ego adịghị mfe ugbu a.
To make money is not easy now.
Ije ụwa adịghị mfe.
Ije ụwa adịghị mfe.
Life is not esay.
Ọ bụ ọ dị mfe anyị arọ
Ọ bụ ọ dị mfe anyị arọ
He is light but heavy
Ajụjụ a jụrụ n'ule dị mfe.
Ajụjụ a jụrụ n'ule dị mfe.
The questions asked in the exam is easy.
Ọ dị mfe ikwu karịa omume.
Ọ dị mfe ikwu karịa omume.
It is easier said than done.
Onye chee na ọ dị mfe, ya jee mee.
Onye chee na ọ dị mfe, ya jee mee.
Anyone that thinks its easy should go and do.
Akpa a dị m̀fe.
Akpa a dị m̀fe.
This bag is light.
Ịkpata ego adịghị mfe.
Ịkpata ego adịghị mfe.
To make money is not easy.
Achọrọ m ime ka ihe dịrị gị mfe.
Achọrọ m ime ka ihe dịrị gị mfe.
I want to make things easier for you.