Nkọwa okwu logo
Beta

ǫküégwú

ọ̀kụegwu

Wordọ̀kụegwu
Definitions

Noun

1.musician; someone who composes music or plays musical instruments

Variationsọ̀kụ egwu
Related Term
Word Stem

Examples

Dike bụ ọkụegwu.

Dike bụ ọkụegwu.

Dike is a musician.

Ọkụegwu ahụ abịaghị mmemme anyị.

Ọkụegwu ahụ abịaghị mmemme anyị.

That musician did not attend our ceremony.

Ọkụegwu ahụ bụ onye ama ama.

Ọkụegwu ahụ bụ onye ama ama.

That musician is popular.

Ọkụegwu ahụ na-enyere ndị ogbenye aka.

Ọkụegwu ahụ na-enyere ndị ogbenye aka.

That musician helps poor people.

Nna ya achọghị ka ọ bụ ọkụegwu.

Nna ya achọghị ka ọ bụ ọkụegwu.

His father does not want him to be a musician.

Ọkụegwu a bụ nwanne m.

Ọkụegwu a bụ nwanne m.

This musician is my sibling.

Ọkụegwu ahụ anwụọla.

Ọkụegwu ahụ anwụọla.

That musician has died.

Ọkụegwu ahụ wepụtara egwu ọhụrụ.

Ọkụegwu ahụ wepụtara egwu ọhụrụ.

That musician released a new song.

òtíēgwú

òtiēgwū

Wordòtiēgwū
Definitions

Noun

1.a person who performs music or plays musical instrument; musician; instrumentalist

Variationsòti egwu
Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị otiegwu na-enwekarị nnukwu ego.

Ndị otiegwu na-enwekarị nnukwu ego.

Musicians are often wealthy.

Ụmụobiligbo bụ ndị otiegwu a ma ama.

Ụmụobiligbo bụ ndị otiegwu a ma ama.

Umuobiligbo are popular musicians.

Achọrọ m ịbụ otiegwụ

Achọrọ m ịbụ otiegwụ

I want to become a musician.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.