ṃmüö
m̀mụọ̄
| Word | m̀mụọ̄ |
| Definitions | Noun 霊 1.spirit; soul |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ahụ na mmụọ
Ọ na-ahụ na mmụọ
She sees in the spirit.
Chukwu bụ mmụọ.
Chukwu bụ mmụọ.
God is spirit.
Mmụọ anaghị eri nri.
Mmụọ anaghị eri nri.
Spirits don't eat.
Onye nwụọ, mmụọ ya na-ahapụ ahụ ya.
Onye nwụọ, mmụọ ya na-ahapụ ahụ ya.
If one dies, his spirit leaves his body.
mų
mụ̀
| Word | mụ̀ |
| Definitions | Active verb 黄 1.learn; study |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ana m amụ mgbakọ na mwepụ.
Ana m amụ mgbakọ na mwepụ.
I am learning addition and subtraction.
Ana m amụ mgbakọ na mwepụ.
Ana m amụ mgbakọ na mwepụ.
I am learning addition and subtraction.
A mụrụ m ka e si egwu mmiri na be enyi m taa.
A mụrụ m ka e si egwu mmiri na be enyi m taa.
I learnt how to swim at my friends house today.
A chọrọ m ịmụ ka e si ese ihe.
A chọrọ m ịmụ ka e si ese ihe.
I want to learn how to draw.
Ụmụakwụkwọ m ga-amụ Igbo echi.
Ụmụakwụkwọ m ga-amụ Igbo echi.
My students will learn Igbo tomorrow.
mü
mụ
| Word | mụ |
| Definitions | Active verb 1.give birth (to a human being or an animal) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ekwem mụrụ m.
Ekwem mụrụ m.
Ekwem gave birth to me.
Ịmụ nnwa na-esiri ya ike.
Ịmụ nnwa na-esiri ya ike.
She is finding it difficult to birth a child.
Ọ maghị mgbe o ji mụọ nnwa.
Ọ maghị mgbe o ji mụọ nnwa.
She did not know when she gave birth.
Ọ mụrụ nnwa ụnyaahụ.
Ọ mụrụ nnwa ụnyaahụ.
She gave birth to a baby yesterday.