Nkọwa okwu logo
Beta

mübá

mụba

Wordmụba
Definitions

Active verb

1.to multiply

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ndị Awụsa amụbaala n'ala Igbo.

Ndị Awụsa amụbaala n'ala Igbo.

The Hausa have multiplied in Igboland

Ndị na-eso ụzọ Kraịst mụbara n'ọnụọgụ.

Ndị na-eso ụzọ Kraịst mụbara n'ọnụọgụ.

The disciples of Christ increased in number

Aro ọ tụtara mụbara ọsịsa anyị achọrọ.

Aro ọ tụtara mụbara ọsịsa anyị achọrọ.

His idea multiplied the answer we wanted.

Ajọ ihe na-amụba kwa ụbọchị.

Ajọ ihe na-amụba kwa ụbọchị.

Evil multiplies every day

Ndị otu Christ mụbara n'ọnụọgụ.

Ndị otu Christ mụbara n'ọnụọgụ.

The followers of Christ increased in number.

Ọrịa ahụ mụbara n'ahụ ya.

Ọrịa ahụ mụbara n'ahụ ya.

The disease spread in his body.

O nweghị onye ma na ọ ga-emụba etu a.

O nweghị onye ma na ọ ga-emụba etu a.

Nobody knew that it will multiply like this.

Ọnya ahụ mụbara nke ukwuu.

Ọnya ahụ mụbara nke ukwuu.

The wound spread so much.

Oke ahụ ga-amụba ma ị hapụ ya.

Oke ahụ ga-amụba ma ị hapụ ya.

The rat will multiple if you leave it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.