Nkọwa okwu logo
Beta

mürï

mụrị

Wordmụrị
Definitions

Active verb

1.smile

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ chọghị ịmụrị.

Ọ chọghị ịmụrị.

She does not want to smile.

Mụrịa ka m see gị foto.

Mụrịa ka m see gị foto.

Smile, let me take a picture of you.

Nnedịmma mụrịrị mgbe ọ hụrụ nne ya.

Nnedịmma mụrịrị mgbe ọ hụrụ nne ya.

Nnedimma smiled when she saw her mother.

Kedu ihe ị ji amụrị?

Kedu ihe ị ji amụrị?

Why are you smiling?

Ada na-amụrị oge ọbụla.

Ada na-amụrị oge ọbụla.

Ada smiles all the time.

chį öchį

chị̀ ọchị̀

Wordchị̀ ọchị̀
Definitions

Active verb

効寊効

1.laugh (especially with sound)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-achị ochị.

Ọ ga-achị ochị.

She will laugh.

Ha na-achị ọchị maka ejije ha na-ekiri.

Ha na-achị ọchị maka ejije ha na-ekiri.

They are laughing because of the movie they are watching.

Ị na-achị ọchị oge ọbụla.

Ị na-achị ọchị oge ọbụla.

You laugh all the time.

Ọ chịrị ọchị oge nwanne ya batara n'ụlọ.

Ọ chịrị ọchị oge nwanne ya batara n'ụlọ.

She laughed when her sibling came into the house.

Ọ maghị achị ọchị.

Ọ maghị achị ọchị.

He does not know how to laugh.

Ọ dara ada mgbe ọ na-achi ọchị.

Ọ dara ada mgbe ọ na-achi ọchị.

He fell down while he was laughing.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.