ṃpü
m̀pụ
Word | m̀pụ |
Definitions | Noun 1.crime; offence |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gwa onye na-eme mpụ chegharịa.
Gwa onye na-eme mpụ chegharịa.
Tell who commits crime to repent.
O mere mpụ.
O mere mpụ.
He committed a crime.
Ndụ mpụ ajọka.
Ndụ mpụ ajọka.
Life of crime is bad.
Mpụ kasị emebi obodo.
Mpụ kasị emebi obodo.
Crimes destroys the city most.
ṃpì
m̀pì
Word | m̀pì |
Definitions | Noun 期 1.horn |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
A na-esi na mpi ama anụ isi kara aka.
A na-esi na mpi ama anụ isi kara aka.
The horn reveals a strong animal.
Ebule ji mpi alụ ọgụ.
Ebule ji mpi alụ ọgụ.
Ram fights with horns.
E nwere ọtụtụ ihe e ji mpi emepụta.
E nwere ọtụtụ ihe e ji mpi emepụta.
There are many things produced from horns.
E ji mpi arụ ocheeze.
E ji mpi arụ ocheeze.
Thrones are made with horns.
Anyị ji mpi aṅụ mmanya.
Anyị ji mpi aṅụ mmanya.
We drink with horn.
Mpi adịghị anyị arụ n'isi ehi bu ya
Mpi adịghị anyị arụ n'isi ehi bu ya
The cow does not feel the weight of its horns