àwáká-önü
àwaka-ọnụ̄
Word | àwaka-ọnụ̄ |
Definitions | Noun 1.mouth blister |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ojukwu nwere awaka-ọnụ.
Ojukwu nwere awaka-ọnụ.
Ojukwu has mouth blister.
Awaka ọnụ mere ya.
Awaka ọnụ mere ya.
She has mouth blister.
kpö ṃkpǫrǫhïhį
kpọ m̀kpọ̀rọ̀hịhị̀
Word | kpọ m̀kpọ̀rọ̀hịhị̀ |
Definitions | Active verb 㯇㯒 1.whistle with the mouth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ji ịkpọ mkpọrọhịhị akparịta ụka.
Ha ji ịkpọ mkpọrọhịhị akparịta ụka.
They communicate through whistling.
Ha ji ịkpọ mkpọrọhịhị agụ egwu.
Ha ji ịkpọ mkpọrọhịhị agụ egwu.
They use whistling to sing.
Amara, kpọọ mkpọrọhịhị ka m nụ.
Amara, kpọọ mkpọrọhịhị ka m nụ.
Amara, whistle let me hear.
Udoka ga-akpọ mkpọrọhịhị
Udoka ga-akpọ mkpọrọhịhị
Udoka will whistle.
Onye kpọrọ mkpọrọhịhị?
Onye kpọrọ mkpọrọhịhị?
Who whistled?
Anyị na-akpọ mkpọrọhịhị
Anyị na-akpọ mkpọrọhịhị
We are whistling.
Ịkpọ mkpọrọhịhị adịghị mma n'abalị.
Ịkpọ mkpọrọhịhị adịghị mma n'abalị.
Whistling at night is not good.
fų önü
fụ̀ ọnụ̄
Word | fụ̀ ọnụ̄ |
Definitions | Active verb 1.blow air with mouth |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Fụọ ọnụ n'ebe a.
Fụọ ọnụ n'ebe a.
Blow air with mouth here.
Ọ na-afụ ọnụ n'akwụkwọ ya ka ọ kọọ.
Ọ na-afụ ọnụ n'akwụkwọ ya ka ọ kọọ.
He is blowing air to his paper for it to dry.
Ọ fụrụ ọnụ n'ọkụ a.
Ọ fụrụ ọnụ n'ọkụ a.
He blew air to this fire.
Onye ga-afụ ọnụ n'ọkụ a?
Onye ga-afụ ọnụ n'ọkụ a?
Who is going to blow air into this fire?
Naanị ịfụ ọnụ n'aja ka ụmụaka a na-arụ kemgbe.
Naanị ịfụ ọnụ n'aja ka ụmụaka a na-arụ kemgbe.
Just blowing in the sand is what these children have been doing for a long time.
önüḿmírí
ọnụmmīrī
Word | ọnụmmīrī |
Definitions | Noun 口水 1.saliva falling from the mouth; drool |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chike gọsara ọnụmmiri n'akwa nwanne ya nwoke.
Chike gọsara ọnụmmiri n'akwa nwanne ya nwoke.
Chike dropped drool on his brother's cloth.
Anyị amaghị ihe mere o ji na-agọ ọnụmmiri.
Anyị amaghị ihe mere o ji na-agọ ọnụmmiri.
We do not know why he is dropping drool.
O bidoro gọwa ọnụmmiri ka ọ ṅụsịrị ọgwụ.
O bidoro gọwa ọnụmmiri ka ọ ṅụsịrị ọgwụ.
She started dropping drool after taking the drugs.
Mgbe ọbụla ọ na-ehi ụra, ọ na-agọ ọnụmmiri.
Mgbe ọbụla ọ na-ehi ụra, ọ na-agọ ọnụmmiri.
Each time she is sleeping, she drops drool.
Ọ gụrụ ọnụmmiri na nwata.
Ọ gụrụ ọnụmmiri na nwata.
She dropped drool when she was a kid.
Ịgụ ọnụmmiri adịghị mma.
Ịgụ ọnụmmiri adịghị mma.
Dropping drool is not good.
Onye na-agụ ọnụmmiri?
Onye na-agụ ọnụmmiri?
Who is dropping drool?
önü
ọnụ
Word | ọnụ |
Definitions | Noun 口 1.mouth; the organ for speech and feeding 2.cost; amount (money) 3.quantity (how many); amount (number of) 4.burrow; a hole in the ground where animals live; tunnel; a leading hole |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọnụ mgbanaaka ahụ chụrụ m ọsọ.
Ọnụ mgbanaaka ahụ chụrụ m ọsọ.
The cost of that bangle chased me away.
Amaghị m ọnụ ha.
Amaghị m ọnụ ha.
I do not know their quantity.
Ọ na-ere ya oke ọnụ.
Ọ na-ere ya oke ọnụ.
She is selling it at a high cost.
Ọnụ ya riri nne.
Ọnụ ya riri nne.
The cost is huge.
Ọ gụrụ ha ọnụ?
Ọ gụrụ ha ọnụ?
Did he count their quantity?
Ọ gwabe m ọnụ ha.
Ọ gwabe m ọnụ ha.
She has not told me their prices.
Ọ suru ọnụ n'ala.
Ọ suru ọnụ n'ala.
He hit his mouth on the ground.
Anyị na-esi n'ọnụ anyị eri nri.
Anyị na-esi n'ọnụ anyị eri nri.
We feed through out mouths.
Tinye ya n'ọnụ oke.
Tinye ya n'ọnụ oke.
Put it in the rat's burrow.
Ọbara na-agba ya ọnụ.
Ọbara na-agba ya ọnụ.
He is bleeding in his mouth.
Tinye ọnụ anyị niile.
Tinye ọnụ anyị niile.
Put all our mouth.
Biko, mechie ọnụ gị.
Biko, mechie ọnụ gị.
Please, shut your mouth.
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat
Ọ bụ enwudeghi n'ala nke ọma were pịwaba ọnụ na-ewete ịtaji aka
Ọ bụ enwudeghi n'ala nke ọma were pịwaba ọnụ na-ewete ịtaji aka
A person who had not subdued his opponent on the ground before trying to press open his mouth often sustains a finger bite
ųböönü
ụ̀bọọnụ̄
Word | ụ̀bọọnụ̄ |
Definitions | Noun 庁口 1.mouth-organ; harmonica |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Azụrụ m ụbọọnụ a $35.
Azụrụ m ụbọọnụ a $35.
I bought this harmonica for $35.
ǹkápï
ǹkapị̄
Word | ǹkapị̄ |
Definitions | Noun 1.A type of rodent with long point mouth; shrew |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.
Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.
Ada said that she hasn't seen a shrew before.
Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.
Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.
That shrew didn't allow us to sleep.
Obi gburu nkapị.
Obi gburu nkapị.
Obi killed a shrew.
Nkapị gbabara n'ụlọ a.
Nkapị gbabara n'ụlọ a.
A shrew ran into this house.
Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.
Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.
That shrew tore my bag of rice.
Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.
Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.
Shrews have pointed mouth.
àkpó
àkpo
Word | àkpo |
Definitions | Noun 1.palate; the roof of the mouth |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpo ya zara aza.
Akpo ya zara aza.
Her palate is swollen.
Akpọ ya zara aza.
Akpọ ya zara aza.
His palate is swollen.
tá átü
ta atụ̄
Word | ta atụ̄ |
Definitions | Active verb 1.chew stick, brush one's mouth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ekene tara atụ n'ụtụtụ.
Ekene tara atụ n'ụtụtụ.
Ekene brushed in the morning.
Ị tara atụ n'ụtụtụ a?
Ị tara atụ n'ụtụtụ a?
Did you brush your mouth this morning?
Ị chọrọ ịta atụ?
Ị chọrọ ịta atụ?
Do you want to brush?
Eji m ncha eze ata atụ.
Eji m ncha eze ata atụ.
I brush with toothpaste.
Uche anaghị ata atụ.
Uche anaghị ata atụ.
Uche dose not brush.
Obinna na-ata atụ n'iro.
Obinna na-ata atụ n'iro.
Obinna is brushing his teeth outside.
Taa atụ tupu i jebe.
Taa atụ tupu i jebe.
Brush your teeth before leaving
kpų
kpụ̀
Word | kpụ̀ |
Definitions | Passive verb 1.have or carry (things not naturally in the mouth) in the mouth |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kpụọ mmiri dị ṅaraṅara na nnu n'ọnụ maka eze mgbu gị.
Kpụọ mmiri dị ṅaraṅara na nnu n'ọnụ maka eze mgbu gị.
Carry warm water and salt in your mouth because of your toothache.
Olee ihe i kpụ n'ọnụ?
Olee ihe i kpụ n'ọnụ?
What do you have in your mouth?
Kpuo ube a n'ọnụ nwa oge ka o ruo.
Kpuo ube a n'ọnụ nwa oge ka o ruo.
Have this pear in your mouth for a while for it to melt.
O nwereike ịkpụ nri ọkụ n'ọnụ ọtụtụ oge.
O nwereike ịkpụ nri ọkụ n'ọnụ ọtụtụ oge.
He can have hot food in his mouth for a long time.
Ọ na-akpụ ụtaba n'ọnụ ya.
Ọ na-akpụ ụtaba n'ọnụ ya.
She carries snuff in her mouth.
Ọ kpụrụ ọgwụ ike ahụ n'ọnụ oge ọ na-agafe.
Ọ kpụrụ ọgwụ ike ahụ n'ọnụ oge ọ na-agafe.
He had that hard drug in his mouth when he was passing.