rú üjü
ru ụjụ̄
Word | ru ụjụ̄ |
Definitions | Active verb 争短 1.mourning; grief |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha na-eru ụjụ.
Ha na-eru ụjụ.
They are mourning
Ruo ụjụ nwa gị furu efu.
Ruo ụjụ nwa gị furu efu.
Mourn your lost son.
Iru ụjụ abụghị ihe na-atọ onye ọbụla ụtọ.
Iru ụjụ abụghị ihe na-atọ onye ọbụla ụtọ.
Grief is not something everyone enjoys.
Okeke ruru ụjụ nwa ya nwụrụ anwụ.
Okeke ruru ụjụ nwa ya nwụrụ anwụ.
Okeke mourned the death of his son.
Ụmụọkpụ ga-eru ụjụ echi.
Ụmụọkpụ ga-eru ụjụ echi.
The Umuokpu women will mourn tomorrow.
ùjú
ùju
Word | ùju |
Definitions | Noun 短 1.mourning; sorrow |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha nọ n'iru uju.
Ha nọ n'iru uju.
They are in mourning.
kwá
kwa
Word | kwa |
Definitions | Active verb 該 1.mourn; perform burial or mourning rites 2.cry; weep |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-akwa nna ha nwụrụ.
Ha na-akwa nna ha nwụrụ.
Their are mourning their dad who died.
ábųákwá
abụ̀akwā
Word | abụ̀akwā |
Definitions | Noun 1.mourning song; Songs of Solomon; lamentation |
Variations | abụ̀ akwā |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụfọdụ abụ akwa bụ ndị ihe ọjọọ mere na-agụ ya.
Ụfọdụ abụ akwa bụ ndị ihe ọjọọ mere na-agụ ya.
Some laments are sung by victims of misfortune.
Ọ bụ Solomon dere Abụ Akwa dị n'Akwụkwọ Nsọ.
Ọ bụ Solomon dere Abụ Akwa dị n'Akwụkwọ Nsọ.
It was Solomon who wrote Lamentations in the Bible.
Achọghị m ịnụ abụ akwa gị ahụ ugbua.
Achọghị m ịnụ abụ akwa gị ahụ ugbua.
I don't want to hear your lamentation now.
Abụ akwa so n'ụdị abụ ndị Igbo nwere.
Abụ akwa so n'ụdị abụ ndị Igbo nwere.
Dirge is one of the Igbo poetries.
Abụ akwa na-eme ka anya mmiri na-agba m.
Abụ akwa na-eme ka anya mmiri na-agba m.
Mourning songs bring tears to my eyes.