Nkọwa okwu logo
Beta

ńnē

nnē

Wordnnē
Definitions

Noun

1.mother

2.(informal for females) dear; pal; babe

3.mother (old use as a title before a mother's name)

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka bi n'ụlọ nne ya.

Emeka bi n'ụlọ nne ya.

Emeka lives in his mother's house.

Mgbaafọ bụ nne nna m.

Mgbaafọ bụ nne nna m.

Mgbafo is my father's mother.

Nne m bụ onye nkuzi.

Nne m bụ onye nkuzi.

My mother is a teacher.

Nne gara ọrụ.

Nne gara ọrụ.

Mother went to work.

Nne Ugoeze bụ ezigbo nwaanyị.

Nne Ugoeze bụ ezigbo nwaanyị.

Mother Ugoeze was a good woman.

Nne, kedu ka i mere?

Nne, kedu ka i mere?

Dear, how are you doing?

ńnéömá

nneọma

Wordnneọma
Definitions

Name

温寊肢

1.Good mother

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Biko, kpọọrọ m Nneọma.

Biko, kpọọrọ m Nneọma.

Please, call Nneoma for me.

Nyeere m Nneọma ego a.

Nyeere m Nneọma ego a.

Give Nneoma this money for me.

Nneọma mara mma.

Nneọma mara mma.

Nneoma is beautiful.

Nneọma bịara.

Nneọma bịara.

Nneọma came.

Ọ bụ Nneọma nwe akpa a.

Ọ bụ Nneọma nwe akpa a.

It is Nneoma that owns this bag.

Aha m bụ Nneọma.

Aha m bụ Nneọma.

My name is Nneọma.

Nneọma mara akwụkwọ.

Nneọma mara akwụkwọ.

Nneoma is intelligent.

Ọ mara Nneọma ụra.

Ọ mara Nneọma ụra.

She slapped Nneọma.

Nneọma nọ n'ụlọ.

Nneọma nọ n'ụlọ.

Nneọma is at home.

èpùṃ

èpùm̀

Wordèpùm̀
Definitions

Noun

1.mother tongue

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Asụsụ Bekee na-abụzị epum ọtụtụ mmadụ na Naijiria.

Asụsụ Bekee na-abụzị epum ọtụtụ mmadụ na Naijiria.

English is becoming the mother tongue of many people in Nigeria.

Asụsụ Igbo bụ epum anyị.

Asụsụ Igbo bụ epum anyị.

The Igbo language is our mother tongue.

Asụsụ ọbụla nwere ike ịbụ epum nyere nwatakịrị.

Asụsụ ọbụla nwere ike ịbụ epum nyere nwatakịrị.

Any language can be a mother tongue to child.

Epum nwere ike ịbụ asụsụ mbụ mmadụ.

Epum nwere ike ịbụ asụsụ mbụ mmadụ.

Mother tongue may be one's first language.

Ọ bụ epum ka nwata na-ebukarị ụzọ amụta.

Ọ bụ epum ka nwata na-ebukarị ụzọ amụta.

A child usually acquires his mother tongue first.

Ùgòńnē

Ùgònnē

WordÙgònnē
Definitions

Noun

1.mother's honor

Related Terms
Word Stems

Examples

Ugonne na-abụkarị aha nwaanyị.

Ugonne na-abụkarị aha nwaanyị.

Ugonne is always a girl's name.

ögǫ nwáànyį

ọgọ̀ nwaànyị̀

Wordọgọ̀ nwaànyị̀
Definitions

Noun

怪子女

1.mother-in-law

2.female relative-in-law

Variationsọgọ̀ nwaị̀
Related Terms
Word Stems

Examples

Biko nyere m ọgọ gị nwaanyị ego a.

Biko nyere m ọgọ gị nwaanyị ego a.

Please help me give your sister in-law this money.

Chukwu nyere m ezigbo ọgọ nwaanyị.

Chukwu nyere m ezigbo ọgọ nwaanyị.

God gave me a good mother-in-law.

Ọgọ m nwaanyị bi n'Aba.

Ọgọ m nwaanyị bi n'Aba.

My sister-in-law lives in Aba.

Ejere m ileta ọgọ m nwaanyị n'ụlọọgwụ.

Ejere m ileta ọgọ m nwaanyị n'ụlọọgwụ.

I went to visit my mother-in-law in the hospital.

Ọgọ m nwaanyị buteere m ji.

Ọgọ m nwaanyị buteere m ji.

My sister-in-law brought yam for me.

màmá

màma

Wordmàma
Definitions

Noun

1.informal word for mother (see - nne)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mama m bụ onye Igbo

Mama m bụ onye Igbo

My mother is an Igbo woman.

nápų árá

napụ̀ ara

Wordnapụ̀ ara
Definitions

Active verb

1.wean; stop a baby from taking the mother's milk

2.take away a source of income or source of feeding

Related Terms
Word Stems

Examples

Napụ nwa ahụ ara ka i zuo ike.

Napụ nwa ahụ ara ka i zuo ike.

Wean that child so that you can rest.

Nne ya napụrụ ya ara n'oge

Nne ya napụrụ ya ara n'oge

Her mother weaned her early

Iwu ahụ ga-anapụ ndị mmadụ ara.

Iwu ahụ ga-anapụ ndị mmadụ ara.

That law will take away people's source of income.

Ọ na-anapu umu ya ara ma ha ruo afọ abụọ.

Ọ na-anapu umu ya ara ma ha ruo afọ abụọ.

She weans her children whenever they are two years old.

íkwúńnē

ikwunnē

Wordikwunnē
Definitions

Noun

作温

1.maternal home; place of origin of one's mother

Variationsikwu nnē
Related Term
Word Stem

Examples

Anọtere m aka n'ikwunne m.

Anọtere m aka n'ikwunne m.

I stayed long at my maternal place.

Agara m ezumiike n'ikwunne m.

Agara m ezumiike n'ikwunne m.

I went for holiday at my maternal home.

Onyenkụzi a bụ onye ikwunne m

Onyenkụzi a bụ onye ikwunne m

This teacher is from my maternal home

Ndị ikwunne m ji ego.

Ndị ikwunne m ji ego.

My maternal people are rich.

Ụjalị bụ ikwunne m

Ụjalị bụ ikwunne m

Ụjalị is my maternal home.

Akpụnyere m ndị ikwunne m ehi.

Akpụnyere m ndị ikwunne m ehi.

I gave my maternal relations a cow.

Anyị gbagara ọsọ n'ikwunne m n'oge agha.

Anyị gbagara ọsọ n'ikwunne m n'oge agha.

During the war, we ran to my maternal home.

Ndị ikwunne m anọghị n'ụlọ.

Ndị ikwunne m anọghị n'ụlọ.

My maternal relations are not at home.

Okonkwọ gbagara ọsọ ọchụ n'ikwunne ya.

Okonkwọ gbagara ọsọ ọchụ n'ikwunne ya.

Okonkwo went on exile in his maternal home.

Agara m ikwunne m.

Agara m ikwunne m.

I visited my maternal home.

Ndị ikwunne m ji ego.

Ndị ikwunne m ji ego.

My maternal people are rich.

Ebee ka ikwunne gị dị?

Ebee ka ikwunne gị dị?

Where is your maternal home?

ųlü

ụ̀lụ

Wordụ̀lụ
Definitions

Noun

1.second child, of the same gender as the first, born to a mother;

2.second daughter;

3.last child in a family

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nneka bụ ụlụ nwa.

Nneka bụ ụlụ nwa.

Nneka is a second child.

Nke ụlụ nọ na mahadum.

Nke ụlụ nọ na mahadum.

The second daughter is in the university.

Nneka bụ ụlụ.

Nneka bụ ụlụ.

Nneka is the second daughter.

Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?

Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?

How about your second daughter.

Ụlụmma bụ aha ụlụ.

Ụlụmma bụ aha ụlụ.

Ụlụmma is the name of a second daughter.

Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.

Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.

Our second child is intelligent.

Nwunye m bụ ụlụ nne ya.

Nwunye m bụ ụlụ nne ya.

My wife is her mother's second daughter.

Ụlụ makarịrị ada.

Ụlụ makarịrị ada.

The second daughter is more beautiful than the first daughter.

Ụlụ ya nwụrụ anwụ.

Ụlụ ya nwụrụ anwụ.

Her second daughter died.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

I am the second daughter in my house.

Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?

Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?

Who is the second daughter between the two of them?

Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.

Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.

The second daughter always challenges the first daughter.

Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.

Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.

Ugoo wants to see the last child.

Nke a bụ nke ụlụ.

Nke a bụ nke ụlụ.

This is for the last child.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

I am the last child in our family.

ñü árá

ṅụ arā

Wordṅụ arā
Definitions

Active verb

軽乳

1.suck breast (of a mother by an infant, lit. drink breast)

Related Term
Word Stem

Examples

Nwa ahụ na-aṇ̇ụ ara mgbe m bịara.

Nwa ahụ na-aṇ̇ụ ara mgbe m bịara.

That child was sucking when I came.

Nwa ya ga-aṅụ ara tupu ọ laba.

Nwa ya ga-aṅụ ara tupu ọ laba.

Her child will suck before sleeping.

Nwa na-aṅụ ara.

Nwa na-aṅụ ara.

The child is sucking.

Nwa m ṅụrụ ara n'ụtụtụ.

Nwa m ṅụrụ ara n'ụtụtụ.

My child sucked breast in the morning.

Umụaka ịnụ ara dị oke mkpa.

Umụaka ịnụ ara dị oke mkpa.

It is important for children to suck breast.

Ọ chọghị ka nwa ya ṅụọ ara ọzọ.

Ọ chọghị ka nwa ya ṅụọ ara ọzọ.

She does not want her child to suck anymore.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.