Nkọwa okwu logo
Beta

öyǫrįmà

ọyọ̀rị̀mà

Wordọyọ̀rị̀mà
Definitions

Noun

1.something wobbly, especially due to its softness

2.a dance move involving shaking body (the abdomen to the shoulders)

3.an exclamation used, mostly by singers, to express musical excitement

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ọyọrịma! Egwu dị ya!

Ọyọrịma! Egwu dị ya!

Amazing! It is musical!

Ka m gbaara unu ọyọrịma.

Ka m gbaara unu ọyọrịma.

Let me dance oyorima for you.

Nnaa, akpa nke a bụ ọyọrịma.

Nnaa, akpa nke a bụ ọyọrịma.

Man, this bag is soft and wobbly.

éhìáfö

ehìafọ̄

Wordehìafọ̄
Definitions

Noun

1.fibroid; tumor mostly found in the uterus that contains fibrous tissues

Variationsehì afọ̄
Related Term
Word Stem

Examples

Ngozị nwere ehiafọ

Ngozị nwere ehiafọ

Ngozi has fibroid

Nwaanyị ọbụla nwere ehiafọ.

Nwaanyị ọbụla nwere ehiafọ.

Every woman has fibroid.

Ọ wara ya afọ maka ehiafọ.

Ọ wara ya afọ maka ehiafọ.

She had a surgery because of fibroid

Ehiafọ gburu ya.

Ehiafọ gburu ya.

Fibroid killed her.

Uju nwere ehiafọ.

Uju nwere ehiafọ.

Uju has fibroid.

má ḿmá

ma mmā

Wordma mmā
Definitions

Nominal Modifier

1.cute; attractive mostly by being portable or small in nature

Related Term
Word Stem

Examples

Uju mara mma n'obi.

Uju mara mma n'obi.

Uju is good at heart.

Eyiuche mara mma ka nne ya.

Eyiuche mara mma ka nne ya.

Eyiuche is as beautiful as the mother.

Ọ mara mma agbọghọbịa.

Ọ mara mma agbọghọbịa.

She is a cute young lady.

Uwe unu mara mma.

Uwe unu mara mma.

Your cloths are all beautiful.

wù éwù

wù ewù

Wordwù ewù
Definitions

Active verb

w照寈w照

1.be popular and thus mostly used or talked about; trend; make waves

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Akụkọ ahụ na-ewu ewu.

Akụkọ ahụ na-ewu ewu.

The news is trending.

àwǫrǫ

àwọ̀rọ̀

Wordàwọ̀rọ̀
Definitions

Noun

1.scale; a dry skin which mostly peels off, especially on reptiles

Related Term
Word Stem

Examples

Ahụrụ m awọrọ agwọ.

Ahụrụ m awọrọ agwọ.

I saw snake scale.

Agwọ ahụ na-ewo awọrọ.

Agwọ ahụ na-ewo awọrọ.

The snake is scaling.

Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ awọrọ agwọ ahụ n'ime ụlọ.

Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ awọrọ agwọ ahụ n'ime ụlọ.

I was afraid when i saw that snake scales inside the house.

Aka Uju na-ewo awọrọ.

Aka Uju na-ewo awọrọ.

Uju's hand is scaling.

Aka Uju na-ewo awọrọ.

Aka Uju na-ewo awọrọ.

Uju's hand is scaling.

Ahụrụ m awọrọ agwọ.

Ahụrụ m awọrọ agwọ.

I saw the scale of a snake.

Agwọ ahụ na-ewo awọrọ.

Agwọ ahụ na-ewo awọrọ.

That snake is scaling.

Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ awọrọ agwọ ahụ n'ime ụlọ.

Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ awọrọ agwọ ahụ n'ime ụlọ.

I was afraid when i saw that snake scales inside the house.

kpá ákwükwö

kpa akwụkwọ

Wordkpa akwụkwọ
Definitions

Active verb

kp韻葉

1.collect or pluck leaves (mostly for use).

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ na-akpa akwụkwọ ụgụ.

Ọ na-akpa akwụkwọ ụgụ.

He is plucking ugu(fluted pumpkin) leaves.

Ọ na-akpa akwụkwọ ụgụ.

Ọ na-akpa akwụkwọ ụgụ.

He is plucking ugu(fluted pumpkin) leaves.

Nne m kpara akwụkwọ ọha ya taata.

Nne m kpara akwụkwọ ọha ya taata.

My mother plucked her oha leaf today.

Ọ rịrị elu wee kpaa akwụkwọ ahụ.

Ọ rịrị elu wee kpaa akwụkwọ ahụ.

He climbed to pluck that leaf.

Anyị ga-akpa akwụkwọ ahụ ma anyị lọta.

Anyị ga-akpa akwụkwọ ahụ ma anyị lọta.

We will pluck that vegetable when we come back.

Ụkamaka kwesịrị ịkpa akwụkwọ onugbu.

Ụkamaka kwesịrị ịkpa akwụkwọ onugbu.

Ukamaka is supposed to pluck the bitter leaves

Ọ dị mma ịkpa akwụkwọ ede ndị a.

Ọ dị mma ịkpa akwụkwọ ede ndị a.

It is good to pluck these cocoyam leaves.

Chika na-akpa akwụkwọ n'azụ ụlọ.

Chika na-akpa akwụkwọ n'azụ ụlọ.

Chika is plucking vegetables at the backyard.

Azụka na-akpa akwụkwọ aṅara n'ụtụtụ ọbụla.

Azụka na-akpa akwụkwọ aṅara n'ụtụtụ ọbụla.

Azụka plucks garden egg leaves every morning.

Ịkpa akwụkwọ a hịara ya ahụ.

Ịkpa akwụkwọ a hịara ya ahụ.

To pluck this vegetables was difficult for him.

Jee kpaa akwụkwọ nri n'ezi

Jee kpaa akwụkwọ nri n'ezi

Go and fetch vegetables outside.

Ịkpa akwụkwọ nri n'anwụ siri ike.

Ịkpa akwụkwọ nri n'anwụ siri ike.

Plucking leaves in the sun is difficult.

ékwè

ekwè

Wordekwè
Definitions

Noun

1.a small wooden chair used mostly in the kitchen; stool

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nnannukwu m kwataara nnennukwu m ekwe.

Nnannukwu m kwataara nnennukwu m ekwe.

My grandfather made a stool for my grandmother.

Were ekwe.

Were ekwe.

Take a seat (on a stool).

Bute ekwe ka m ji dọba ọjị.

Bute ekwe ka m ji dọba ọjị.

Bring the stool, let me use it and keep kola.

Anyị mụrụ etu e si akwa ekwe n'ụlaakwụkwọ.

Anyị mụrụ etu e si akwa ekwe n'ụlaakwụkwọ.

We learnt how to make a stool in school.

gbáká

gbākā

Wordgbākā
Definitions

Active verb

1.kick to break a barrier (of mostly large surface area)

2.slit open

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Etīkasịgo m igwè m zùlù n’ọnwa gālụ aga

Etīkasịgo m igwè m zùlù n’ọnwa gālụ aga

I have broken to pieces the bicycle I bought last month

Nika ya agbakaala.

Nika ya agbakaala.

His short has slit open.

O ji ụkwụ gbakaa ụzọ ahụ.

O ji ụkwụ gbakaa ụzọ ahụ.

He broke that door with his leg.

òzízí

òzizi

Wordòzizi
Definitions

Noun

1.doctrine; a system of belief mostly among religious groups

Related Term
Word Stem

Examples

Ozizi ụka ha dị mma.

Ozizi ụka ha dị mma.

Their church doctrine is good.

ǫkpǫkö

ọ̀kpọ̀kọ

Wordọ̀kpọ̀kọ
Definitions

Noun

1.pipe (for smoking) (word used mostly by old people) (compare ọ̀kụ ụ̄tabà)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.

Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.

Smoking pipe is dangerous to health.

Ọ ma etu e si ese ọkpọkọ.

Ọ ma etu e si ese ọkpọkọ.

He knows how to smoke pipe.

Fela bụkwazị onye ama ama n'ise ọkpọkọ.

Fela bụkwazị onye ama ama n'ise ọkpọkọ.

Fela is also known for smoking pipe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.