Nkọwa okwu logo
Beta

há ńrí

ha nrī

Wordha nrī
Definitions

Active verb

1.knead pounded food in plate, mortar, etc.

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ahụrụ m ya mgbe ọ na-aha nri.

Ahụrụ m ya mgbe ọ na-aha nri.

I saw her when she was kneading food.

Ọ bụ onye ga-aha nri ahụ?

Ọ bụ onye ga-aha nri ahụ?

Who will knead that food?

Anyị na-aha nri mgbe ọ dị ọkụ.

Anyị na-aha nri mgbe ọ dị ọkụ.

We knead food when it is hot.

Ọ ma aha nri.

Ọ ma aha nri.

He knows how to knead food.

Ịha nri bụ ọrụ ya.

Ịha nri bụ ọrụ ya.

His duty is kneading of food.

Haa nri ahụ tupu iriwe ya.

Haa nri ahụ tupu iriwe ya.

Knead that food before eating it.

Uju na-aha nri.

Uju na-aha nri.

Uju is kneading food.

Onye ga-ahara m nri ahụ?

Onye ga-ahara m nri ahụ?

Who will knead the food for me?

Ọ bụ ọrụ nne m ịha nri nna m ga-eri.

Ọ bụ ọrụ nne m ịha nri nna m ga-eri.

It is my mother's duty to knead the food my father will eat.

Egbuna, haa nri ọfụma.

Egbuna, haa nri ọfụma.

Egbuna, knead the food properly.

Ndị ga-aha nri ga-abịa echi.

Ndị ga-aha nri ga-abịa echi.

Those that will knead the food will come tomorrow.

Ọ ga-aha nri ahụ n'ụtụtụ.

Ọ ga-aha nri ahụ n'ụtụtụ.

She will knead the food in the morning.

Ọ maghị aha nri.

Ọ maghị aha nri.

She does not know how to knead food.

íkwè

ikwè

Wordikwè
Definitions

Noun

1.an equipment shaped like a plate in which things are pounded using a pestle; a giant mortar

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ gwere ose o ji sie nri ahụ n'ikwe.

Ọ gwere ose o ji sie nri ahụ n'ikwe.

She pounded the pepper she used to cook that food in a mortar.

Ikwe anyị gbawara n'ihi na ọ ṅụrụ mmiri.

Ikwe anyị gbawara n'ihi na ọ ṅụrụ mmiri.

Our mortar broke because it absorbed water.

E ji ikwe asụ akwụ.

E ji ikwe asụ akwụ.

We pound palm fruits in a mortar.

E ji osisi ọjị ahụ tụchapụtara ezi ọbụla ikwe.

E ji osisi ọjị ahụ tụchapụtara ezi ọbụla ikwe.

The iroko tree was used to carve out a mortar for each compund.

Ọ nọ n'ikwe gburi anụ ahụ.

Ọ nọ n'ikwe gburi anụ ahụ.

He pieced the meat on the mortar.

ódó

odo

Wordodo
Definitions

Noun

1.a bowl-shaped equipment made of heavy wood and used for holding things to be crushed, especially in the kitchen; smaller-sized mortar

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Sụọ ji ahụ n'odo.

Sụọ ji ahụ n'odo.

Pound that yam in the mortar.

A na-eji odo asụ ose.

A na-eji odo asụ ose.

Mortar is used for pounding pepper.

A na-eji osisi emepụta odo.

A na-eji osisi emepụta odo.

Wood is used in making mortar.

Anyị na-eji odo asụ ihe niile.

Anyị na-eji odo asụ ihe niile.

We use mortar to pound everything.

Odo anyị agbawaala.

Odo anyị agbawaala.

Our mortar has broken.

Odo ahụ dị ntakịrị.

Odo ahụ dị ntakịrị.

That mortar is small.

Sụọ ji ahụ n'odo.

Sụọ ji ahụ n'odo.

Pound that yam in the mortar.

Odo anyị agbawaala.

Odo anyị agbawaala.

Our mortar has broken.

Aga m azụ odo taata.

Aga m azụ odo taata.

I will buy mortar today.

Anyị na-eji odo asụ ihe niile.

Anyị na-eji odo asụ ihe niile.

We use mortar to pound everything.

Odo ahụ dị ntakịrị.

Odo ahụ dị ntakịrị.

That mortar is small.

E nwere m nnukwu odo.

E nwere m nnukwu odo.

I have a big mortar.

A na-eji osisi emepụta odo.

A na-eji osisi emepụta odo.

Wood is used in making mortar.

A na-eji odo asụ ose.

A na-eji odo asụ ose.

Mortar is used for pounding pepper.

Nna ya na-ere odo.

Nna ya na-ere odo.

His father sells mortar.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.