mé àkàjà
me àkàjà
Word | me àkàjà |
Definitions | Active verb 1.mock; ridicule |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
̣Ha mere ya akaja maka ọchịchị ọjọọ ya.
̣Ha mere ya akaja maka ọchịchị ọjọọ ya.
He was mocked for his bad leadership.
kö önü
kọ ọ̄nụ̄
Word | kọ ọ̄nụ̄ |
Definitions | Active verb 揮口 1.abuse; revile; mock |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Adaora na-akọ ọnụ oge niile.
Adaora na-akọ ọnụ oge niile.
Adaora abuses all the time.
Ada ji nnwa Nkwọọma amụtarọ akọ ya ọnụ; o lofugo na ọ bu Chukwu na-ezita nwa
Ada ji nnwa Nkwọọma amụtarọ akọ ya ọnụ; o lofugo na ọ bu Chukwu na-ezita nwa
Ada has been taunting Nkwọọma with her childlessness; she has forgotton it is God who sends children
Gịnị mere ị ji akọ ya ọnụ?
Gịnị mere ị ji akọ ya ọnụ?
Why are you abusing him?
Ịkọ ndị mmadụ ọnụ adịghị mma.
Ịkọ ndị mmadụ ọnụ adịghị mma.
To insult people is not good.
Ụmụ nwaanyị abụọ ahụ na-achọ ịkọ ọnụ.
Ụmụ nwaanyị abụọ ahụ na-achọ ịkọ ọnụ.
Those two ladies wants to abuse mock themselves.
Ahụrụ m ka ha na-akọ onwe ha ọnụ.
Ahụrụ m ka ha na-akọ onwe ha ọnụ.
I saw them abusing each other.
Kọọ ya ọnụ nke ọma.
Kọọ ya ọnụ nke ọma.
Mock him very well.
Nne ya ga-akọ gị ọnụ.
Nne ya ga-akọ gị ọnụ.
Her mother will mock you.