Nkọwa okwu logo
Beta

mụ

Wordmụ
Definitions

Pronoun

1.I; me; first-person singular pronoun used when joining persons

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mụ na Emeka gara ụlọahịa.

Mụ na Emeka gara ụlọahịa.

Emeka and I went to the store.

Nri fọrọ bụ nke mụ na Enyinnaya.

Nri fọrọ bụ nke mụ na Enyinnaya.

The remaining food is for me and Enyinnaya.

Achọghị m ka mụ na Ada rikọọ nri.

Achọghị m ka mụ na Ada rikọọ nri.

I do not want Ada and I to eat together

Ọ bụ mụ na Chike chụrụ mmiri taata.

Ọ bụ mụ na Chike chụrụ mmiri taata.

It is Chike and I that fetched water today.

ümų

ụmụ̀

Wordụmụ̀
Definitions

Noun

1.children (begotten by someone)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O nwere ụmụ abụọ.

O nwere ụmụ abụọ.

She has two children.

Ọ chọghị ịmụ ọtụtụ ụmụ.

Ọ chọghị ịmụ ọtụtụ ụmụ.

She doesn't want to give birth to many children.

Ọ zụrụ ụmụ ya niile na mahadum.

Ọ zụrụ ụmụ ya niile na mahadum.

He trained all his children in the university.

Ụmụ ya zụtaara ya ụgbọala.

Ụmụ ya zụtaara ya ụgbọala.

His children bought a car for him.

Ụmụ ha na-eleta ha anya nke ọma.

Ụmụ ha na-eleta ha anya nke ọma.

Their children are taken good care of them.

O nwere ụmụ ole?

O nwere ụmụ ole?

Does he have how many children?

Kedụ ndị bụ ụmụ ya?

Kedụ ndị bụ ụmụ ya?

Which ones are his children?

Kpọọ ụmụ ya.

Kpọọ ụmụ ya.

Call his children.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.