Nkọwa okwu logo
Beta

ḿmįmį

mmị̀mị̀

Wordmmị̀mị̀
Definitions

Noun

1.Dennettia tripetala (pepper fruit)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmịmị ahụ emebiela.

Mmịmị ahụ emebiela.

That pepper fruit has spoilt.

Nna ya na-akọ mmịmị.

Nna ya na-akọ mmịmị.

His father farms pepper fruit.

O nyere anyị mmịmị na ọjị.

O nyere anyị mmịmị na ọjị.

He gave us pepper fruit and kolanut.

Onye tara mmịmị m dobere a?

Onye tara mmịmị m dobere a?

Who ate the pepperfruit I kept here?

ásá

asa

Wordasa
Definitions

Noun

1.a species of fish

2.very beautiful, handsome, fine

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye bụ asa a?

Onye bụ asa a?

Who is this beautiful lady?

O gburu azụ asa.

O gburu azụ asa.

He/she killed asa.

Nwanne m nwoke na nwunye ya bụcha asa.

Nwanne m nwoke na nwunye ya bụcha asa.

My brother and his wife are all fine.

Onye ahụ abụghị asa biko..

Onye ahụ abụghị asa biko..

That person is not fine please.

Di m bụ asa.

Di m bụ asa.

My husband is handsome.

Asa juru ebe niile na mmiri a.

Asa juru ebe niile na mmiri a.

Asa is everywhere in this river.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.