ḿmēéḿmēē
mmeem̄mēē
Word | mmeem̄mēē |
Definitions | Adjective 1.red; somewhat red, reddish |
Variations | mmee mmee |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ọ bụla na-acha mmeemmee anaghị ara ahụ ịchọta.
Ihe ọ bụla na-acha mmeemmee anaghị ara ahụ ịchọta.
Any reddish item does not take time to be identified.
Na tomato chara mmeemme emeghị ya ka ọ ghara imebi.
Na tomato chara mmeemme emeghị ya ka ọ ghara imebi.
That a tomato is reddish does not make it unperishable.
Ekwekwala ka ọ chaa mmeemmee.
Ekwekwala ka ọ chaa mmeemmee.
Do not allow it to become reddish.
Ahụrụ m moto na-acha mmeemmee.
Ahụrụ m moto na-acha mmeemmee.
I saw a red car.
Akwa m na-acha mmeemmee.
Akwa m na-acha mmeemmee.
My cloth is red in colour.
Ọbara na zobo bụcha mmeemmee ka ha na-acha.
Ọbara na zobo bụcha mmeemmee ka ha na-acha.
Blood and zobo are both reddish in colour.
O ji agba na-acha mmeemmee tejie ụlọ ya.
O ji agba na-acha mmeemmee tejie ụlọ ya.
He used red paint to paint his house.
Anya ya na-acha mmeemmee.
Anya ya na-acha mmeemmee.
His eyes are reddish in colour.
Ndị dibịa na-eyi akwa mmeemmee.
Ndị dibịa na-eyi akwa mmeemmee.
Native doctors wear red cloth.