Nkọwa okwu logo
Beta

ḿkpùchí

mkpùchi

Wordmkpùchi
Definitions

Noun

1.covering; cancelation

Related Terms
Word Stems

Examples

Nye m ihe mkpuchi ite.

Nye m ihe mkpuchi ite.

Give me the lid of the pot

Mkpuchi Adanna kpuchiri afọ ime ya adịghị mma.

Mkpuchi Adanna kpuchiri afọ ime ya adịghị mma.

Adanna's covering of her pregnancy is not proper.

Kpuchie ọnụ gị.

Kpuchie ọnụ gị.

Close your mouth.

Anyi ga-ekpuchi ya, oge adịghị.

Anyi ga-ekpuchi ya, oge adịghị.

We will close it, there's no time

Ụmị ahụ nwere mkpuchi.

Ụmị ahụ nwere mkpuchi.

The water well as a covering.

ǹdò

ǹdò

Wordǹdò
Definitions

Noun

1.shade

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

I will be waiting for you at that shade.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

They use that pear tree as a shade.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

I saw him under a shade when I got to the farm.

Anyị na-ezu ike na ndo.

Anyị na-ezu ike na ndo.

We are resting under the shade.

Ndo adịghị ebe a.

Ndo adịghị ebe a.

There's no shade here.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

He made a shade quickly when he was tired.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

That shade covered us from rainfall.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

Ọ rụtara ndo ngwangwa mgbe ike gwụrụ ya.

He made a shade quickly when he was tired.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

Ha ji osisi ube ahụ mere ndo.

They use that pear tree as a shade.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

Ndo ahụ kpuchiri anyị na mmiri ozuzo.

That shade covered us from rainfall.

Onye mebiri ndo m?

Onye mebiri ndo m?

Who destroyed my shade?

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

Ahụrụ m ya na ndo mgbe m ruru n'ubi.

I saw him under a shade when I got to the farm.

Ndo adịghị ebe a.

Ndo adịghị ebe a.

There's no shade here.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

Aga m anọ na ndo ahụ na-eche gị.

I will be waiting for you at that shade.

Anyị na-ezu ike na ndo.

Anyị na-ezu ike na ndo.

We are resting under the shade.

Onye rụrụ ndo a?

Onye rụrụ ndo a?

Who constructed this shade?

Ndo a na-ajụ oyi n'ahụ.

Ndo a na-ajụ oyi n'ahụ.

This shade cools the body.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.