Beta

ḿkpürü

mkpụrụ̄

Wordmkpụrụ̄
Definitions

Noun

1.seed; fruit

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

ghọrọ mkpụrụ

ghọrọ mkpụrụ

reap fruit

Kụọ mkpụrụ ya n'ọnwa a ka ọ mịa mkpụrụ n'ọnwa isii na-abia.

Kụọ mkpụrụ ya n'ọnwa a ka ọ mịa mkpụrụ n'ọnwa isii na-abia.

Plant the seed this month so that it will bear fruit in six months time.

Anyị ga -egbutu osisi ube ndị ahụ na amịghị mkpụrụ.

Anyị ga -egbutu osisi ube ndị ahụ na amịghị mkpụrụ.

We will cut down the pear trees that did not bear fruit.

Osisi ọjị a na-amị mkpụrụ kwa afọ.

Osisi ọjị a na-amị mkpụrụ kwa afọ.

This kolanut tree bears fruit every year.

Oroma anyị enweghị mkpụrụ.

Oroma anyị enweghị mkpụrụ.

Our orange does not have seed.

ṃkpürų

m̀kpụrụ̀

Wordm̀kpụrụ̀
Definitions

Noun

1.small yam tuber(s) that is/are very tasty

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Udoka siri mkpụrụ ji.

Udoka siri mkpụrụ ji.

Udoka cooked small yam tubers.

ḿkpúrú

mkpūru

Wordmkpūru
Definitions

Noun

1.yam mound

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ kọrọ ji ya na mkpuru na mkpuru.

Ọ kọrọ ji ya na mkpuru na mkpuru.

He cultivated his yam in mounds.

ákpųkpų

akpụ̀kpụ̀

Wordakpụ̀kpụ̀
Definitions

Noun

1.lumps, especially found in pasty or doughy foods that were not well mixed

Related Terms
Word Stems

Examples

No examples

ákpųkpų

akpụ̀kpụ̀

Wordakpụ̀kpụ̀
Definitions

Noun

1.lumps, especially found in pasty or doughy foods that were not well mixed

Related Terms
Word Stems

Examples

Nri ji a nwere akpụkpụ.

Nri ji a nwere akpụkpụ.

This pounded yam has crumbs.

Anaghị m achọ̣ ịhụ akpụkpụ na ji asụ̣rụ̣ asụ.

Anaghị m achọ̣ ịhụ akpụkpụ na ji asụ̣rụ̣ asụ.

I don't like seeing crumbs in pounded yam.

Gịnị mere akamụ a ji nwee akpụkpụ.

Gịnị mere akamụ a ji nwee akpụkpụ.

Why are there crumbs in this pap.

Akpụkpụ ga-adị ya ma ị kpagharịghị ya nke ọma.

Akpụkpụ ga-adị ya ma ị kpagharịghị ya nke ọma.

Lumps will be in it if you do not stir it well.

ímülǫ

imụlọ̀

Wordimụlọ̀
Definitions

Noun

拐家

1.room;

2.bedroom

Related Terms
Word Stems

Examples

Abanyere m n'imụlọ ozugbo.

Abanyere m n'imụlọ ozugbo.

I went into the room immediately.

Biko, mechie ụzọ imụlọ.

Biko, mechie ụzọ imụlọ.

Please, close the room door.

Onye zara imụlọ?

Onye zara imụlọ?

Who swept the room?

Imụlọ gị ruru unyi.

Imụlọ gị ruru unyi.

Your room is dirty.

Ọ na-arahụ ụra n'imụlọ.

Ọ na-arahụ ụra n'imụlọ.

She is sleeping in the bedroom.

Anyị agaghị anọ n'imụlọ a.

Anyị agaghị anọ n'imụlọ a.

We will not stay in this room.

Akwa ndina adịghị n'imụlọ ahụ.

Akwa ndina adịghị n'imụlọ ahụ.

There is no bed in that room.

Imụlọ m buru ibu.

Imụlọ m buru ibu.

My bedroom is big.

Akwa ahụ dị n'imụlọ.

Akwa ahụ dị n'imụlọ.

The cloth is inside the room.

Ọ dị n'imụlọ.

Ọ dị n'imụlọ.

It is in the room.

̣ǫgǫdǫ

̣ọ̀gọ̀dọ̀

Worḍọ̀gọ̀dọ̀
Definitions

Noun

1.a piece of cloth wrapped around the waist, especially by men; loin-cloth; waistcloth; one piece fabric worn by men around their waist (wrapper - Nigeria)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.

Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.

Mothers usually tie wrapper when they are resting.

Aga m azụtara nne m ọgọdọ.

Aga m azụtara nne m ọgọdọ.

I will buy wrapper for my mother.

Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.

Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.

Women usually tie wrapper.

Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.

Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.

Uju tore Nnenna's wrapper.

àbàdá

àbàda

Wordàbàda
Definitions

Noun

1.wrapper (African wax prints); fabrics, with different design prints, commonly used in making casual attires in West Africa

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chidi nyere nne ya abada.

Chidi nyere nne ya abada.

Chidi gave his mother a piece of wrapper.

Nwanne ya nwaanyị na-ere abada.

Nwanne ya nwaanyị na-ere abada.

His sister sells wrapper

Achọrọ m ịzụ otu abada echi.

Achọrọ m ịzụ otu abada echi.

I want to buy one wrapper tomorrow.

Chidi nyere nne ya abada.

Chidi nyere nne ya abada.

Chidi gave his mother a piece of wrapper.

Ọ naghị amasị Nneka ịma abada.

Ọ naghị amasị Nneka ịma abada.

Nneka does not like tying wrapper.

Abada ahụ ga-adị gị mma n'ahụ.

Abada ahụ ga-adị gị mma n'ahụ.

That wrapper will be good on you.

Achọghị m abada ahụ i wetara ugbu a.

Achọghị m abada ahụ i wetara ugbu a.

I do not want that wrapper you brought now.

Sụọ abada a!

Sụọ abada a!

Wash this wrapper!

Nne na-ere abada.

Nne na-ere abada.

Mother sells abada.

Onye nwe abada a?

Onye nwe abada a?

Who has this wrapper?

önüülǫ

ọnụụlọ̀

Wordọnụụlọ̀
Definitions

Noun

1.bedroom; inner room

Related Term
Word Stem

Examples

Emeka gbabara n'ọnụụlọ ya.

Emeka gbabara n'ọnụụlọ ya.

Emeka ran into his room.

Nne m na edosa ihe ndị dị ya mkpa n'ime ọnụụlọ.

Nne m na edosa ihe ndị dị ya mkpa n'ime ọnụụlọ.

My mother keeps her valuables inside the inner room.

Ha chọrọ ndị ohi ahụ n'ọnụụlọ niile.

Ha chọrọ ndị ohi ahụ n'ọnụụlọ niile.

They looked for the thieves in all the rooms.

Ọnụụlọ Obi na-ehi mmiri.

Ọnụụlọ Obi na-ehi mmiri.

Obi's room has leaky roof.

Ọnụụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

Ọnụụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

That bedroom is dark.

Ụlọ anyị nwere ọnụụlọ atọ.

Ụlọ anyị nwere ọnụụlọ atọ.

Our house has three bedrooms.

E zoro m n'ime ọnụụlọ.

E zoro m n'ime ọnụụlọ.

I hid inside the bedroom.