gáhíè üzǫ
gahiè ụzọ̀
| Word | gahiè ụzọ̀ |
| Definitions | Active verb 1.miss road, way; go astray 2.come from |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nwata azụghị nkeọma ga-agahie ụzọ ma o too.
Nwata azụghị nkeọma ga-agahie ụzọ ma o too.
A child who is not educated well will go astray when he grows up.
Ọtụtụ mmadụ na-agaghie ụzọ taa.
Ọtụtụ mmadụ na-agaghie ụzọ taa.
Many people are going astray today.
I gahie ụzọ n'obodo a, ị bụrụ onye nwụrụ anwụ.
I gahie ụzọ n'obodo a, ị bụrụ onye nwụrụ anwụ.
If you go astray in this town, you become a dead person.
A gahiere m ụzọ ụnyaahụ
A gahiere m ụzọ ụnyaahụ
I missed my way yesterday
Nwata ahụ nwere ike igahie ụzọ.
Nwata ahụ nwere ike igahie ụzọ.
That child might miss his way.
A gahiere m ụzọ mgbe m na-abịa.
A gahiere m ụzọ mgbe m na-abịa.
I missed my way when I was coming.
Ọ dị gị ka Emeka a ga-agahie ụzọ?
Ọ dị gị ka Emeka a ga-agahie ụzọ?
Does it appear to you that Emeka will miss his way?
I gahiee ụzọ ebe a, I fuo.
I gahiee ụzọ ebe a, I fuo.
If you miss your way here, you get lost.
Ebe a ka ọtụtụ na-agahie ụzọ.
Ebe a ka ọtụtụ na-agahie ụzọ.
This is where many people miss their way.
zöhíè ükwü
zọhiè ụkwụ̄
| Word | zọhiè ụkwụ̄ |
| Definitions | Active verb 釜曽扱 1.miss a step; step into a wrong place or spot; misstep |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọ zọhie ụ̣kwụ, nne ya etie ya ihe
Ọ zọhie ụ̣kwụ, nne ya etie ya ihe
If he misses a step, his mother will beat him
Achọghị m isi ebe m ga-azọhie ụ̣kwụ
Achọghị m isi ebe m ga-azọhie ụ̣kwụ
I do not want to pass through a place where I will step into a wrong spot
Uche zọhiere ụkwụ n'ụlọ ọrụ ya.
Uche zọhiere ụkwụ n'ụlọ ọrụ ya.
Uche wrongly stepped in his place of work
Ị ga-azọhie ụkwụ ma ị siri ụzọ ahụ
Ị ga-azọhie ụkwụ ma ị siri ụzọ ahụ
You will step into a wrong spot if you pass that road
ǫkwųkwà
ọ̀kwụ̀kwà
| Word | ọ̀kwụ̀kwà |
| Definitions | Noun 1.disappointment; a miss (of something) as a result of some hindrances |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọkwụkwa mmemme ahụ kwara ya tụ̣rụ̣ ya n'ọnụ.
Ọkwụkwa mmemme ahụ kwara ya tụ̣rụ̣ ya n'ọnụ.
He was shocked that he missed the ceremony.
Onye ka ọkwụkwa kwara?
Onye ka ọkwụkwa kwara?
Who got disappointed?
O nwere nnukwu ọkwụkwa.
O nwere nnukwu ọkwụkwa.
She was deeply disappointed.
Ọkwụkwa na-akwakarị ya.
Ọkwụkwa na-akwakarị ya.
He is always disappointed.