àghįrïįghà
àghị̀rịị̀ghà
Word | àghị̀rịị̀ghà |
Definitions | Noun 1.mischief; rascality |
Variations | aghịrịgha |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aghịrịịgha bụ ihe dobere ya etu ahụ.
Aghịrịịgha bụ ihe dobere ya etu ahụ.
Rascality was what kept him like that.
árürüàlà
arụrụàlà
Word | arụrụàlà |
Definitions | Noun 1.naughtiness, mischief |
Variations | arụrụ àlà |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụ maka arụrụala ya ka esi chụọ ya n'ụlọakwụkwọ.
Ọ bụ maka arụrụala ya ka esi chụọ ya n'ụlọakwụkwọ.
Her naughtiness was the reason for her expulsion in school.
Udoka bụ onye arụrụala.
Udoka bụ onye arụrụala.
Udoka is a mischievous person.
Ọ dịghị mma ịrụ arụrụala.
Ọ dịghị mma ịrụ arụrụala.
It is not good to naughty.