kpò
kpò
| Word | kpò |
| Definitions | Active verb 1.minty or peppery feel; radiate 2.pour every thing from a bowl or cup into the mouth at the same time |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-agwa i Ada na nya cholu ka Ada gwekpoọ tanjele ọ na-egwe e gwekpo
Ọ na-agwa i Ada na nya cholu ka Ada gwekpoọ tanjele ọ na-egwe e gwekpo
She is telling Ada to grind the galena stone that she is grinding very thoroughly
Chịngọọmụ a na-ekpo ekpo n'ọnụ.
Chịngọọmụ a na-ekpo ekpo n'ọnụ.
This chewing gum is minty.
Na-agbanyeghị na ofe ahụ dị ọkụ, Obinna kporo ya ekpo.
Na-agbanyeghị na ofe ahụ dị ọkụ, Obinna kporo ya ekpo.
Not withstanding that that soup was hot, Obinna poured it all into his mouth.
kpò (èkpò)
kpò (èkpò)
| Word | kpò (èkpò) |
| Definitions | Active verb 1.be peppery 2.be minty |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m nke ga-ekpo ekpo.
Achọrọ m nke ga-ekpo ekpo.
I want the one that will be minty.
Ọ na-ekpo ekpo.
Ọ na-ekpo ekpo.
It is peppery.
Ose ahụ na-ekpo ekpo nke ọma.
Ose ahụ na-ekpo ekpo nke ọma.
The pepper is very peppery.
O nwere ike ikpo ekpo.
O nwere ike ikpo ekpo.
It might be minty.
Ụtazị ahụ kporo ekpo n'ọnụ.
Ụtazị ahụ kporo ekpo n'ọnụ.
The ụtazị is peppery in the mouth.