Nkọwa okwu logo
Beta
Currently not paying for premium. Ad will show here.

ölēèdò

ọlēèdò

Wordọlēèdò
Definitions

Noun

1.gold (mineral); the color, gold

Nominal Modifier

1.made of or colored like gold; gold or golden (color)

Variationsọlāèdò
Related Terms
Word Stems

Examples

Eze ha na-ekpu okpueze ọleedo.

Their king wears a golden crown.

Adakụ anaghị eyi ihe ọlụ ọbụla abụghị ọleedo.

Adaku does not wear any other necklace apart from gold.

Mgbaaka m bụ ọleedo.

My ring is gold.

O nwere onye hụrụ akpa ọleedo m?

Did anybody see my gold colored bag?

Currently not paying for premium. Ad will show here.
Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu. All rights reserved.