mį
mị̀
Word | mị̀ |
Definitions | Active verb 試 1.suck; extract fluid through a technique that draws air and makes the fluid move 2.siphon 3.extract (by sucking) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Mosquitos suck blood from people's bodies.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
The soil sucked all the water.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Let's siphon all the water that is logged in that room.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka is sucking her drink.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
They want to siphon the water that is logged on the road.
A ga-amị ya ọbara.
A ga-amị ya ọbara.
Blood will be extracted from him.
mï
mị
Word | mị |
Definitions | Active verb 㧡 1.make food loose moisture, by exposing it to heat (fire or sun) or smoke, in order to preserve it; dry; smoke |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O kwesịrị ịmị ya bụ anụ ka ọ ghara imebi.
O kwesịrị ịmị ya bụ anụ ka ọ ghara imebi.
He's supposed to smoke the meat so that it does not spoil.
A mịrị ya n'ọkụ tupu e buru ya gaa ahịa.
A mịrị ya n'ọkụ tupu e buru ya gaa ahịa.
It was dried on fire before it was taken to the market.
Nne m na-amị azụ.
Nne m na-amị azụ.
My mother dries/roasts fish.
Nna m na-ata naanị anụ a mịrị amị.
Nna m na-ata naanị anụ a mịrị amị.
My father eats only dried meat.
mį
mị̀
Word | mị̀ |
Definitions | Active verb 1.germinate; produce fruit |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọka a achọghị imi mkpụrụ.
Ọka a achọghị imi mkpụrụ.
This maize does not want to bear fruit.
Mịa mkpụrụ dịka nnwa Chineke.
Mịa mkpụrụ dịka nnwa Chineke.
Produce fruits as a child of God.
Ịmị mkpụrụ bụ ihe kwesịrị akụmakụ ọ bụla.
Ịmị mkpụrụ bụ ihe kwesịrị akụmakụ ọ bụla.
To bear good fruit is expected of every plant.
Oge oroma ji amị mkpụrụ eruola.
Oge oroma ji amị mkpụrụ eruola.
When orange produce fruit is at hand.
Ukwu ube na-amị nnukwu mkpụrụ.
Ukwu ube na-amị nnukwu mkpụrụ.
Pear tree produces a lot of fruits.
Ube a ga-amị n'afọ ọzọ.
Ube a ga-amị n'afọ ọzọ.
This pear will germinate next year.
Gbaa mbọ na-amị mkpụrụ ezi omume.
Gbaa mbọ na-amị mkpụrụ ezi omume.
Endeavour to produce seed of righteousness.
Osisi a ji nwayọ na-amị.
Osisi a ji nwayọ na-amị.
This tree is germinating gradually.
Ọ mịrị nnukwu mkpụrụ.
Ọ mịrị nnukwu mkpụrụ.
It produced a lot of fruits.