éjìjē
ejìjē
Word | ejìjē |
Definitions | Noun 1.mimic 2.drama; film |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ejije Ebube na-eje ndị mmadụ mere e ji mara ya n'obodo a.
Ejije Ebube na-eje ndị mmadụ mere e ji mara ya n'obodo a.
The fact that Ebube mimics people is why he is known in this town.
Ejije ahụ na-akụzi ezigbo ihe.
Ejije ahụ na-akụzi ezigbo ihe.
That film is very educative.
jè
jè
Word | jè |
Definitions | Active verb 催 1.mimic; copy an action or deed |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ha ga-eje etu anyị si ekwu okwu.
Ha ga-eje etu anyị si ekwu okwu.
They will mimic the way we speak.
Onye jere m?
Onye jere m?
Who mimicked me?
Ọ dịghị mma ije mmadụ.
Ọ dịghị mma ije mmadụ.
It is not proper to mimic somebody.
I jee m, eti m gị ihe.
I jee m, eti m gị ihe.
If you mimic me, I will beat you.
Ọ na-eje m.
Ọ na-eje m.
She is mimicking me.
jè éjìjē
jè ejìjē
Word | jè ejìjē |
Definitions | Active verb 1.mimic; copy(an action or product) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O na-eje ejije.
O na-eje ejije.
He is mimicking.