Nkọwa okwu logo
Beta

wųlì élú

wụ̀lì elu

Wordwụ̀lì elu
Definitions

Active verb

寛結上

1.jump up

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwata ahụ na-awụli elu oge ọbụla a zụtaara ya ihe ahịa.

Nwata ahụ na-awụli elu oge ọbụla a zụtaara ya ihe ahịa.

That child jumps up every time goodies are bought for her.

Ụmụakwụkwọ niile wụliri elu oge ha natara ozi ahụ.

Ụmụakwụkwọ niile wụliri elu oge ha natara ozi ahụ.

All the students jumped up when they received the information.

Hapụ m aka, achọghị iwụli elu.

Hapụ m aka, achọghị iwụli elu.

Leave me alone, I don't want to jump up.

Ada ga-awụli elu, tie mkpu ma Chike nye ya mgbaaka ahụ.

Ada ga-awụli elu, tie mkpu ma Chike nye ya mgbaaka ahụ.

Ada will jump up and scream when Chike gives her that ring.

Nne ha gwara ha ka ha kwụsị iwuli elu.

Nne ha gwara ha ka ha kwụsị iwuli elu.

Their mother told them to stop jumping up.

Ozugbo ọ hụrụ m, ọ wulie elu makụọ m.

Ozugbo ọ hụrụ m, ọ wulie elu makụọ m.

Immediately she saw me, she jumped up and embraced me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.