mïghárï
mịgharị
Word | mịgharị |
Definitions | Active verb 1.sneak around; meander |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ebere na-amịgharị kemgbe ụtụtụ.
Ebere na-amịgharị kemgbe ụtụtụ.
Ebere is sneaking around since morning.
Olee mgbe anyị ga-amịgharị?
Olee mgbe anyị ga-amịgharị?
When are we going to sneak around?
Ụmụakwụkwọ na-amịgharị.
Ụmụakwụkwọ na-amịgharị.
The students are sneaking around.
Ọ na-amịgharị ebe a.
Ọ na-amịgharị ebe a.
He is sneaking around here.
kedụ ihe mere i ji amịgharị?
kedụ ihe mere i ji amịgharị?
Why are you meandering?
Olee oge Emeka mịgharịrị?
Olee oge Emeka mịgharịrị?
When did Emeka sneak around?
Ama m na ọ ga-amịghịrị.
Ama m na ọ ga-amịghịrị.
I know that he will sneak around.
Kedu ihe mere i ji mịgharịa?
Kedu ihe mere i ji mịgharịa?
Why did you sneek out?
Mịgharịa ka ị hụ ihe m ga-eme gị.
Mịgharịa ka ị hụ ihe m ga-eme gị.
Sneak around and see what i will do to you.
Ị gaghị akwụsị ya ịmịgharị.
Ị gaghị akwụsị ya ịmịgharị.
You cannot stop him from sneaking around.
Ọ mịgharịrị oge anyị chọrọ ije ugbo.
Ọ mịgharịrị oge anyị chọrọ ije ugbo.
He meandered when we want to go to the farm.