Nkọwa okwu logo
Beta

mïpų

mịpụ̀

Wordmịpụ̀
Definitions

Active verb

1.sneak out; remove something from a tight place

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nkechi chọrọ ịmịpụ.

Nkechi chọrọ ịmịpụ.

Nkechi wants to sneak out.

A na-amipụ nsị juru ikpo nsị ha.

A na-amipụ nsị juru ikpo nsị ha.

Someone is packing faeces from their septic tank.

Mịpụ otu mkpụrụ azịzịa na nke a.

Mịpụ otu mkpụrụ azịzịa na nke a.

Remove one broomstick from this one.

A mipụrụ ya mmiri n'afọ.

A mipụrụ ya mmiri n'afọ.

Water was sucked out from his abdomen.

Onyinye na-amịpụ akwụkwọ.

Onyinye na-amịpụ akwụkwọ.

Onyinye sneaks out books.

Si ebe a mịpụ.

Si ebe a mịpụ.

Sneak out through here.

Gwa ha si azụ ụlọ mịpụ.

Gwa ha si azụ ụlọ mịpụ.

Tell them to sneak out through the back door.

Ọtụtụ mmadụ mịpụrụ.

Ọtụtụ mmadụ mịpụrụ.

Many people sneaked out.

Onye na-amịpụ ihe ahụ?

Onye na-amịpụ ihe ahụ?

Who is that sneaking out?

Ị chọrọ ịmịpụ?

Ị chọrọ ịmịpụ?

Do you want to sneak out?

Ha chọrọ ịmịpụ n'ụlọ.

Ha chọrọ ịmịpụ n'ụlọ.

They want to sneak out from the house.

Obinna mịpụrụ ego n'ego m.

Obinna mịpụrụ ego n'ego m.

Obinna removed money from my money.

Ị ga-amịpụ nke a tupu nke a.

Ị ga-amịpụ nke a tupu nke a.

You have to remove this before this.

Ndị ohi mịpụrụ ego n'akpa m.

Ndị ohi mịpụrụ ego n'akpa m.

Some thieves stole money from my bag.

Ọ mipụrụ je hụ nna ya oge anyị nọ n'ulaakwụkwọ

Ọ mipụrụ je hụ nna ya oge anyị nọ n'ulaakwụkwọ

He sneaked out to see his father when we were in school

Kedụ mgbe ị ga-amịpụ.

Kedụ mgbe ị ga-amịpụ.

When will you sneak out?

O si n'ụlọakwụkwọ mịpụ.

O si n'ụlọakwụkwọ mịpụ.

He sneaked out of school.

Obinna mịpụrụ n'ehihie.

Obinna mịpụrụ n'ehihie.

Obinna sneaked out in the day.

Ọtụtụ ụmụ akwụkwọ mịpụrụ.

Ọtụtụ ụmụ akwụkwọ mịpụrụ.

Many students sneaked out.

Gosi m ụzọ m ga-esi mịpụ

Gosi m ụzọ m ga-esi mịpụ

Show me the way through which to sneak out.

Ọ na-amịpụ ego m ma m pụọ.

Ọ na-amịpụ ego m ma m pụọ.

He stealthily removes my money when I am not around.

Achọrọ m ịmịpụ ozugbo.

Achọrọ m ịmịpụ ozugbo.

I want to sneak out immediately.

Oke ahụ si n'akụkụ ụzọ mịpụ.

Oke ahụ si n'akụkụ ụzọ mịpụ.

The rat sneaked out through the side of the door.

hépų

hepụ̀

Wordhepụ̀
Definitions

Active verb

1.walk, creep out stealthily

2.remove the covering of something, especially the roof

Related Terms
Word Stems

Examples

Ikuku hepụrụ elu ụlọ ahụ.

Ikuku hepụrụ elu ụlọ ahụ.

The wind blew off the roof.

A chọrọ m ịhepụ ebe a.

A chọrọ m ịhepụ ebe a.

I want to sneak out from this place.

Ọ na-ehepụ oge ọbụla a nwụdere ya.

Ọ na-ehepụ oge ọbụla a nwụdere ya.

He sneaks out anytime he is caught.

O ji nwayọ hepụ ka mmadụ ghara ịhụ ya.

O ji nwayọ hepụ ka mmadụ ghara ịhụ ya.

He left quietly sneaked so that no one would see him.

Ọ bụrụ na eleghị onye ohi ahụ anya, ọ ga-ehepụ.

Ọ bụrụ na eleghị onye ohi ahụ anya, ọ ga-ehepụ.

If that thief is not watched, he will sneak out.

Anyị ga-ehepu ma onye nkuzi batawa.

Anyị ga-ehepu ma onye nkuzi batawa.

We will sneak out when the teacher is coming in.

Onye ohi ahụ hepuru mgbe ndị nche na-arahụ ụra.

Onye ohi ahụ hepuru mgbe ndị nche na-arahụ ụra.

The thief sneaked out when the security officers were sleeping.

Si n'azụ ụlọ hepu.

Si n'azụ ụlọ hepu.

Sneak out through the backyard.

Mee ngwa ka ọ ghara ihepu.

Mee ngwa ka ọ ghara ihepu.

Be fast so that he doesn't sneak out.

gbųchá

gbụ̀cha

Wordgbụ̀cha
Definitions

Active verb

1.shed leaves; slip; be slippery; slim down

Related Term
Word Stem

Examples

Gbụchaa akwụkwọ dị n'osisi a.

Gbụchaa akwụkwọ dị n'osisi a.

Shed the leafs off this wood.

Oroma a na-agbụ akwụkwọ.

Oroma a na-agbụ akwụkwọ.

This orange is shedding its leaves.

Olee osisi gbụchara akwụkwọ.

Olee osisi gbụchara akwụkwọ.

Which tree shedded its leaves

Ọ gbụchara akwụkwọ afọ gara aga.

Ọ gbụchara akwụkwọ afọ gara aga.

It shedded leaves last year.

Nkechi na-agbụcha ụgụ n'usekwu.

Nkechi na-agbụcha ụgụ n'usekwu.

Nkechi is sheeding leaves off the pumkin leaf at the kitchen.

Azụ ahụ si n'aka m gbụchara.

Azụ ahụ si n'aka m gbụchara.

That fish slipped out of my hand.

Ebe a na-agbụcha agbụcha.

Ebe a na-agbụcha agbụcha.

This place is slippery.

Achọrọ m ka osisi ube m gbụchaa akwụkwọ.

Achọrọ m ka osisi ube m gbụchaa akwụkwọ.

I want my pear tree to shed leaves.

Osisi niile nọ ebe a gbụchara akwụkwọ n'afọ gara aga.

Osisi niile nọ ebe a gbụchara akwụkwọ n'afọ gara aga.

All the trees here shed leaves last year.

Osisi ndị a chọrọ ịgbụcha akwụkwọ ha.

Osisi ndị a chọrọ ịgbụcha akwụkwọ ha.

These trees want to shed their leaves.

Osisi oroma a na-agbụcha akwụkwọ ya.

Osisi oroma a na-agbụcha akwụkwọ ya.

This orange tree is shedding its leaves.

Ọ ka mma ka ọ gbụchaa .

Ọ ka mma ka ọ gbụchaa .

It is better for him to slim down.

Osisi niile ga-agbụcha akwụkwọ ha n'oge ụgụrụ.

Osisi niile ga-agbụcha akwụkwọ ha n'oge ụgụrụ.

All trees will shed their leaves during harmattan.

Adaobi ga-agbụcha ngwa ngwa.

Adaobi ga-agbụcha ngwa ngwa.

Adaobi will slim down quickly.

Ọrịa ahụ gbụchara Ada.

Ọrịa ahụ gbụchara Ada.

The illness slimed Ada.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.