ṃgbú
m̀gbu
Word | m̀gbu |
Definitions | Noun 寑恩 1.ache; pain |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ sị na apata na-egbu ya mgbu.
Ọ sị na apata na-egbu ya mgbu.
He said his thighs are aching.
Mgbu ahụ bidoro ka m gwuchara mmiri.
Mgbu ahụ bidoro ka m gwuchara mmiri.
That ache started after I swam.
Ebe a gbara m ọgwụ na-egbu m mgbu.
Ebe a gbara m ọgwụ na-egbu m mgbu.
Where I received injection aches.
Mgbu ahụ ga-ebelata ma ị ṅụọ ọgwụ a.
Mgbu ahụ ga-ebelata ma ị ṅụọ ọgwụ a.
The pain will reduce if you take this medication.
ṃgbú
m̀gbu
Word | m̀gbu |
Definitions | Noun 1.jealousy; envy; hate 2.antagonism |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-emere ya mgbu.
Ọ na-emere ya mgbu.
He is envious of her.
Mgbu ekweghị ya tinye uchu n'ihe ọ na-eme.
Mgbu ekweghị ya tinye uchu n'ihe ọ na-eme.
Jealousy did not let her focus on what she was doing.
A na-enye ya mgbu, o kwechiri.
A na-enye ya mgbu, o kwechiri.
As he was being antagonized, he persisted.
Mgbu ha na-enye onwe ha karịrị akarị.
Mgbu ha na-enye onwe ha karịrị akarị.
They antagonism they give themselves is too much.