Nkọwa okwu logo
Beta

ḿgbö

mgbọ

Wordmgbọ
Definitions

Noun

1.bullet

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mgbọ anọghị n'egbe o ji.

Mgbọ anọghị n'egbe o ji.

There is no bullet in the gun he has.

Ego adịghị e ji azụ mgbọ.

Ego adịghị e ji azụ mgbọ.

There is no money to buy bullet.

Mgbo tụrụ nna ya.

Mgbo tụrụ nna ya.

His father was hit by a bullet.

Kpokọta mgbọ ahụ niile dị n'akpati ahụ.

Kpokọta mgbọ ahụ niile dị n'akpati ahụ.

Collect all the bullets in that suitcase.

üzǫ

ụzọ̀

Wordụzọ̀
Definitions

Noun

1.way; road; path

2.door way; door

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụgbaala a nọchiri ụzọ.

Ụgbaala a nọchiri ụzọ.

This car is blocked the road.

Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.

Anyị kụrụ aka n'ụzọ ahụ.

We knocked at that door.

Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.

Mmiri dọ n'ụzọ ahụ.

That road is waterlogged.

Ụzọ ahụ adịghị mma.

Ụzọ ahụ adịghị mma.

That road is not good.

Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.

Ụzọ ahụ gbara ọchịchịrị.

That road is dark.

E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.

E nwere ọtụtụ ụzọ e si aga be ya.

There are many routes to his house.

Olee ụzọ ha mebiri?

Olee ụzọ ha mebiri?

Which door did they spoil?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.