ré áhïá
re ahịa
Word | re ahịa |
Definitions | Active verb 購宜 1.sell commodities, items, or goods |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ire ahịa abụghị mkpa m ugbu a.
Ire ahịa abụghị mkpa m ugbu a.
To sell commodities is not my priority now.
O rere ahịa ahụ n'ụtụtụ.
O rere ahịa ahụ n'ụtụtụ.
He sold the goods in the morning.
Nwanne m nwoke na-ere ahịa ebe a.
Nwanne m nwoke na-ere ahịa ebe a.
My brother sells goods here.
Emeka na-ere ahịa mgbe m bịara.
Emeka na-ere ahịa mgbe m bịara.
Emeka was selling when I came.
Ọ ga-ere ahịa a ma o rute.
Ọ ga-ere ahịa a ma o rute.
He will sell this goods when he arrives.
Onye rere ahịa m?
Onye rere ahịa m?
Who sold my goods?
Ndụka ga-ere ahịa ndị ahụ.
Ndụka ga-ere ahịa ndị ahụ.
Ndụka will sell those goods.
Ha na-ere ahịa nke ọma.
Ha na-ere ahịa nke ọma.
They make good sells.