Nkọwa okwu logo
Beta

ṃgbè

m̀gbè

Wordm̀gbè
Definitions

Adverb

1.when; at what time; after which; just then; during the time that

Conjunction

1.when

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.

Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.

I loved math when I was a student.

Mgbe ahụ ka ihe o mere doro ya anya.

Mgbe ahụ ka ihe o mere doro ya anya.

It was just then that he understood what he did.

Ọ bịara mgbe mmiri na-ezo.

Ọ bịara mgbe mmiri na-ezo.

He came when it was raining.

Mgbe ọ bịara, nwunye m anọghị n'ụlọ.

Mgbe ọ bịara, nwunye m anọghị n'ụlọ.

When he came, my wife was not at home.

Ọ nọghị ebe ahụ mgbe m bịara.

Ọ nọghị ebe ahụ mgbe m bịara.

He was not there when I came.

ógè

ogè

Wordogè
Definitions

Noun

1.time

2.when, especially with no particular time of the clock intended

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amaghị oge o mere.

Amaghị oge o mere.

I don't know when it happened.

Kedụ oge anyị ji ezukọ ebe a?

Kedụ oge anyị ji ezukọ ebe a?

When are we meeting here?

Oge gịnị bụ ihe a?

Oge gịnị bụ ihe a?

What time is this?

Oge anyị ji apụ eruola.

Oge anyị ji apụ eruola.

The time we will leave has reached.

Oge agaala mgbe ihe dị mma.

Oge agaala mgbe ihe dị mma.

The time has passed when things were good.

Olee oge ọ ga-abịa?

Olee oge ọ ga-abịa?

When will he come?

Ọ pụrụ n'oge.

Ọ pụrụ n'oge.

She left early.

Oge anaghị eche mmadụ.

Oge anaghị eche mmadụ.

Time does not wait for anybody.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.