Nkọwa okwu logo
Beta

ḿgbánwè

mgbanwè

Wordmgbanwè
Definitions

Noun

1.change

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụ m ọtụtụ mgbanwe n'agwa ya.

Ahụrụ m ọtụtụ mgbanwe n'agwa ya.

I saw a lot of changes in his behaviour.

ḿgbánwò

mgbanwò

Wordmgbanwò
Definitions

Noun

1.a change, mutation, variation, transition

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada hụrụ mgbanwo n'ahụ ya.

Ada hụrụ mgbanwo n'ahụ ya.

Ada saw changes in her body.

Ndụ enweghị njedebe, kama o nwere mgbanwo.

Ndụ enweghị njedebe, kama o nwere mgbanwo.

Life has no end, but it involves transition.

Anyị na-amụ banyere mgbanwo asụsụ.

Anyị na-amụ banyere mgbanwo asụsụ.

We are learning about language change.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.