ṃgbàdà
m̀gbàdà
Word | m̀gbàdà |
Definitions | Noun 㮬 1.small antelope (Maxwell's duiker) found in western Africa |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Dinta ahụ gbatara mgbada na nta taa.
Dinta ahụ gbatara mgbada na nta taa.
The hunter caught a Maxwell's duiker from hunting today.
ḿgbádà
mgbadà
Word | mgbadà |
Definitions | Noun 告 1.down a distance |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị bibu na mgbada ụzọ a.
Anyị bibu na mgbada ụzọ a.
We used to live down this road.
Anyị ga-esi na mgbada ebe a gbagobe.
Anyị ga-esi na mgbada ebe a gbagobe.
We start moving up from down here.
A na-ere anụ na mgbada ebe ahụ?
A na-ere anụ na mgbada ebe ahụ?
Is meat sold down there?
Ogechi bi na mgbada ebe a.
Ogechi bi na mgbada ebe a.
Ogechi lives down this side.
ǹdįdà
ǹdị̀dà
Word | ǹdị̀dà |
Definitions | Noun 1.slope 2.south |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akweete dị na ndịda ala Igbo.
Akweete dị na ndịda ala Igbo.
Akwete is in the south of Igbo land.
Ha kọrọ ihe na ndịda ala ha.
Ha kọrọ ihe na ndịda ala ha.
They cultivated in the sloppy area of their land.
Ụlọ a dị na ndịda a?
Ụlọ a dị na ndịda a?
Is there a house in this sloppy area?
Mmiri ide mere ebe a jiri bụrụ ndịda.
Mmiri ide mere ebe a jiri bụrụ ndịda.
Flood made this place a sloppy
Ndị mmadụ na-adakarị na ndịda a.
Ndị mmadụ na-adakarị na ndịda a.
People often fall in this sloppy area.
Kedu ka o siri ruo ndịda ahụ?
Kedu ka o siri ruo ndịda ahụ?
How did it reach that slope?
E bi m na ndịda Naịjirịa.
E bi m na ndịda Naịjirịa.
I live in southern Nigeria.
Ndịda ahụ jedebere ebea.
Ndịda ahụ jedebere ebea.
That slope ended here.
Ụgbọala ahụ agaghị aga na ndịda ahụ.
Ụgbọala ahụ agaghị aga na ndịda ahụ.
That car won't pass that slope.
ńgóńgó
ngongo
Word | ngongo |
Definitions | Noun 1.steep place |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kpachara anya ma ị na-aga na ngongo ụzọ a.
Kpachara anya ma ị na-aga na ngongo ụzọ a.
Be careful when walking on this steep road.
Ọ gafere ebe dị ngongo tupu ọ bịarute.
Ọ gafere ebe dị ngongo tupu ọ bịarute.
He passed through a steep place before he arrived.
Ebe a dị ngongo.
Ebe a dị ngongo.
This place is steep.
Ogbe ha dị ngongo.
Ogbe ha dị ngongo.
Their area is steep.
Ọ dị na ngongo ugwu.
Ọ dị na ngongo ugwu.
It is at the steep part of the hill
Si ebe pụọ, ọ dị ngongo.
Si ebe pụọ, ọ dị ngongo.
Leave this place, it is steep.