mézù
mezù
| Word | mezù |
| Definitions | Active verb 壊堪 1.make complete 2.to fulfil |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Aga m emezu ya mgbe ọzọ.
Aga m emezu ya mgbe ọzọ.
I will complete it next time.
Aga m emezu ya mgbe ọzọ.
Aga m emezu ya mgbe ọzọ.
I will complete it next time.
Mezuo ego ahụ.
Mezuo ego ahụ.
Complete the money.
Chukwu ga-emezu nkwa ya.
Chukwu ga-emezu nkwa ya.
God will fulfill His promise.
rè
rè
| Word | rè |
| Definitions | Active verb 喚 1.the coming into existence of an idea or thing; come to pass |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe o kwuru ga-ere.
Ihe o kwuru ga-ere.
What he said will come to pass.