méchá
mecha
Word | mecha |
Definitions | Active verb 壊選 1.do something completely or to the end; finish doing; finish 2.complete something being done |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mechaa ihe niile ị gara ime na Legoos tupu ị lọtawa Ọnịcha.
Mechaa ihe niile ị gara ime na Legoos tupu ị lọtawa Ọnịcha.
Finish everything you went to do in Lagos before returning to Onitsha.
A na-emecha emume iri ji tupu e mee emume ekeresimesi.
A na-emecha emume iri ji tupu e mee emume ekeresimesi.
We finish new yam festival before celebrating Christmas.
Chike mechara ihe ahụ niile ụnyaahụ.
Chike mechara ihe ahụ niile ụnyaahụ.
Chike finished all those things yesterday.
Anyị achọghị imecha ngwa ngwa.
Anyị achọghị imecha ngwa ngwa.
We do not want to finish quickly.
Aga m emecha ya.
Aga m emecha ya.
I will finish it.
Ugbu a ka Ada na-emecha ihe nne ya sị ya mee.
Ugbu a ka Ada na-emecha ihe nne ya sị ya mee.
It is now that Ada is finishing what her mother asked her to do.
Ndị mechara, lawa.
Ndị mechara, lawa.
Those who are done should go.
Ị ga-emecha ha niile echi?
Ị ga-emecha ha niile echi?
Will finish all of them tomorrow?
Imecha ya abụghị nsogbu.
Imecha ya abụghị nsogbu.
To finish it is not a problem.
Ọ ga-emecha ya echi.
Ọ ga-emecha ya echi.
He will finish it tomorrow.
Gbaa mbọ mechaa ya.
Gbaa mbọ mechaa ya.
Try to finish it.
Anyị na-emecha mgbe ọ bịara.
Anyị na-emecha mgbe ọ bịara.
We were rounding off when he came.